Music Video

Chibuikem
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Santywa
Santywa
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Onyeka Onuigbo
Onyeka Onuigbo
Songwriter

Lyrics

Eh eh Oh oooo Eh Eh eh eh eh Santy nwa mama o Eh eh eh eh Ije ije ije ije Eh eh eh eh Ife anyi ji eme ife na obu Chukwu Maka say Chibuikem Na Uwamu Odighi Otu osi adi Na odibeghi Na mbu nu Ayi na eje eje na abata nu Obughi na ike aka nke uwa mu Nu Chineke no oru nu eh Uwa tugharibamu egbula mu Egbu nu Onu akoro onye uwa kwa chi Ya ka Akoro ya Onye ma uche Chukwu nu Odighi onye ogwara ya Gwanumu onye odiri mma Ya puta Na ogbor From awada to CHINCO nu For So many years Make I find my daily bread nu For my greener pasture nu nu Be anyi Na okporo akpo nu o I Dey for my own nu nu I no offend anybody nu nu Dem say I Dey jonse o Dem start to Dey hâtê me o oh For my shine Dem people try to challenge me O Daddy ebuliwom elu nwe rigo Olisa kere uwa mepere mu uzo kam tido If you come my domotunu Onye bu chi ibe ya Anambra state so Na ndi Chineke tere mmanu onye bu Chi ibe ya Ife anyi ji eme ife na obu Chukwu Maka say Chibuikem Na uwa Mu Odighi Otu osi adinu odibeghi Na mbu nu Ayi na eje eje na abata nu Obughi na ike aka nke uwa mu Nu Chineke no oru nu eh Uwa tugharibamu egbula mu Egbu nu Onu akoro onye uwa kwa chi Ya ka Akoro ya Onye ma uche Chukwu nu Odighi onye ogwara ya Gwanum onye odiri mma Ya puta Na ogbor Anambra kam si abia nu nu The Light of the nation imana Adighi ekpuchi Onwa aka nu My rugged destiny Nani oge ka oga egbu chake Amara nji bia uwa mu Chukwu Nyere mu Na aka nu Mmadu apughi ihicha ya nu Mmadu apughi inara mu ya Amara Chukwu Nani chi Na Enye Ebere Chukwu soso chi Na Enye Onye bu chi Ibe ya Ife anyi ji eme ife na obu Chukwu Maka say Chibuikem Na uwa Mu Odighi Otu osi adinu odibeghi Na mbu nu Ayi na eje eje na abata nu Obughi na ike aka nke uwa mu Nu Chineke no oru nu eh Uwa tugharibamu egbula mu Egbu nu Onu akoro onye uwa bu chi ya Ka Akoro ya Onye ma uche Chukwu nu nu Odighi onye ogwara ya nu Onye si Na Omara mma Ya puta Na ogbor Nezienu santy nwa mama nu nu That same stone The one wen dem bone See now I Dey pon me throne e You no fit dethrone me Amara nji bia uwamu Chukwu nyere mu Na aka nu mmadu apughi ihicha nu ya Mmadu apughi inara mu ya Amara Chukwu Nani chi Na enye
Writer(s): Onyeka Onuigbo Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out