album cover
Abulo
11,123
Afro-Beat
Abulo was released on November 1, 2016 by Penthauze as a part of the album The PlayMaker
album cover
Release DateNovember 1, 2016
LabelPenthauze
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM75

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Phyno
Composer
chibuzo azubuike
chibuzo azubuike
Songwriter

Lyrics

Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Ebeekwa ka onye mgbu a si mapụta?
Men ga-akpụkwa gị isi with agụba
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ o
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Ọ rarọọ mụ na gị bụ nwa akpụda
Before mụ a kpụọ gị isi with agụba
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Achọna m okwu, abụlọ
Adịị m eme ihe ụmụ asa, nwanne, abịarọọ m ebe a ka anyị sebezie okwu, abụlọ
Ị waa taata, m nwee gị tomorrow, gosị gị na mụ adaa ekwu oke okwu, abụlọ
And, ị gaa na my hood, ị fụ na ọọ njakịrị ka e ji ekwunụ eziokwu, abụlọ
Biko, m nwee gị na mgbago, just malụkwa na m ga-atụkwa gị down, abụlọ
M nwee gị n'Ibili, ị ga-agwa m reason i ji a-run m down, abụlọ
Anụlụ m kepu kepu na ị sị na ị ga-abịa lichalụ guy, abụlọ
Nwa mgbo nwee gị, ị try-ịa rubbish, e jie mmadụ, somebody go die, abụlọ
Ọ kwa anyị zụlụ afịa, mana ife ị na-achọzi bụ ka i lie my cash, abụlọ?
Ọ kwa ị ma na m nwele ụmụ Amagụ ga-enyetụkwa gị akpọ for dash, abụlọ?
Ị sị na ị bụ alọba m, ma na-a-plan-ụkwa ka ị ga-esi woo my babe, abụlọ?
Anyị macha ife ị na-alụ, one day bụ one day, men ga-akpọ your tape, abụlọ
Ị machaa, a ga-awụnyelụ gị, nwanne, nke gị bụkwa akamụ case, abụlọ
Ọ kwa akamụ case, i che na i togo, kụpụ, I dey craze, abụlọ
Kụpụ, I dey craze, me around the city is the round of the shape, abụlọ
M na-ego shape, ị na-ego followers, you see we are not the same, abụlọ?
Mmọnwụ e lie fịọ fịọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Ebeekwa ka onye mgbu a si mapụta?
Men ga-akpụkwa gị isi with agụba
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ o
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Ọ rarọọ mụ na gị bụ nwa akpụda
Before mụ a kpụọ gị isi with agụba
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Ị na ha amachana, abụlọ
Anyị ga-ezu gị ike n'arụ, men mapụtakwa,a ga-atụ gị ụtụ aka, abụlọ
And men gị bụ men m, mana men m abụrọọkwa men gị, abụlọ
Ọ sọ gị kpọta ndị ga-esele ọhụ, ga-emechakwa bụlụ cell gị, abụlọ
Nwanne, mbọsị m ga-abịa for my money, m ga-ekwechiri mụnwa achọrọọzikwa akụkọ
Jiri nwaayọ desalụ m ego m, a sụụna m oyibo, ebe a abụlọọkwa ụlọakwụkwọ
Ụgwọ i ji m, i kwerọọ akwu m, mana, everyday ị pasa na club aṅụ sọ nkwụ, abụlọ
Mbọsị ọbụla m ga-enwe gị, I'm taking my money, m ga-etichekwe gị, abụlọ
Ọchịcha mele ihe e boro oke, so, gịnwa bụ ihe na-a-cast-zi m, abụlọ?
Mụ na gị lụlụ ọlụ coded, i wee sị na ọọ mụnwa ka ị ga-alụkazi, abụlọ?
Agwọ anyị gbuu gbalụ ụzọ seven, i feel-ie na ọọ ha ncha ka ị ga-achịkọlụ, abụlọ?
Nalụ fill nwanụ, till mụ ewelụ obejiri waa gị ka ọkpa dị ọkụ, abụlọ
Ị machaa, a ga-awụnyelụ gị, nwanne, nke gị bụkwa akamụ case, abụlọ
Ọ kwa akamụ case, i che na i togo, kụpụ, I dey craze, abụlọ
Kụpụ, I dey craze, me around the city is the round of the shape, abụlọ
M na-ego shape, ị na-ego followers, you see we are not the same, abụlọ?
Mmọnwụ e lie fịọ fịọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Ebeekwa ka onye mgbu a si mapụta?
Men ga-akpụkwa gị isi with agụba
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ o
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, abụlọ, abụlọ kụpụlụ m, abụlọ
Ọ rarọọ mụ na gị bụ nwa akpụda
Before mụ a kpụọ gị isi with agụba
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Abụlọ, kụpụlụ m, abụlọ
Written by: Phyno, chibuzo azubuike
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...