Lyrics

Ngiiiiiiiiiiiii Aiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii Insane music gang shii Iyooo Kash Out Kash Out Sapa Ain't messing with me Kam na gwa gi Cash out sure this week Kam na gwa gi Mgbada ga echeste billing Kam na gwa gi Ada eme Ebele na Billiing Kam na gwa gi Adaghi Akwu na line achu Ego Kam na gwa gi Ife nwetelu ego bu Olu Kam na gwa gi Anyi na alu facie na Iru Olu Kam na gwa gi Okwa Onye butulu Ike ka ana Enye Onu Kam na gwa gi Owuite Adirokwanu Nma Kam na Gwa Gi Ego buna Nwoke Nuo Nma Kam na Gwa Gi Adaghi Akpokwa Oga naaa Express Kam na Gwa Gi Pikin wey no get Helper suppose get sense Kam na Gwa Gi Ishi Onye Ocha Amalokwa Mgbe E ji nwe Gbulu Ya Ishi Onye ocha Adagokwa E fu guo ya Picker Nwelu Ego Mu Gwoegwu Anyi Ebulu ya Anyi buye Gi Nsogbu Nwa E ga Ebukwaya E mana Men ga Akpofe MAIN MAIN Onye Bute Ike Men E tiaya AMEN Okwa Anu nwelu Obi ka edu aga Nta Nwa Enwelo Obi Eji achu Ego Koo way Men Na Awaa waaa Sapa Ain't messing with me Kam na gwa gi Cash out sure this week Kam na gwa gi Mgbada ga echeste billing Kam na gwa gi Ada eme Ebele na Billiing Kam na gwa gi Kam na gwa gi Kam na gwa gi Kam na gwa gi ooo O buru na edighi ako maka ego adighi mu agwa gi Ekelebe choro kwa m kpo afa adighi mu akpoya Nleka na ayo mu ka ofu iru mu adighi mu afu ya Ogbe is present Kam Na gwa gi Anolom down i am bagged up Kam Na gwa gi I go where the money tell me to go I have been hustling before 2go Ifegadimma muwa nwe hope Top striker Mna enye goal No hate we only congratulate I'm real and always play along I know the love is the fake I am Forever eating my cake Mbiagodu late haga emepe gate Ejim faith a run my race Obinigwe bu ihe n'enyem way Puo puo puo n'uzo onye ujo ba na na uno My price just went up egbuna oge kwuta the ugwo Asa gi cho soft touch oweta phone putuom call Msiya biaba Na yard Oma na mga aku ya hard core Tap tap I cannot tap out ngozi mu n'flow ka mmili tap Racks racks am stacking my racks Jukwa Ndi camp fa enwelo my parts Munagi mana Ogbe is present Kam Na gwa gi Anolom down i am bagged up Kam Na gwa gi Iyooooooo Sapa Ain't messing with me Kam na gwa gi Cash out sure this week Kam na gwa gi Mgbada ga echeste billing Kam na gwa gi Ada eme Ebele na Billiing Kam na gwa gi Kam na gwa gi Kam na gwa gi Kam na gwa gi ooo O buru na edighi ako maka ego adighi mu agwa gi Ekelebe choro kwa m kpo afa adighi mu akpoya Nleka na ayo mu ka ofu iru mu adighi mu afu ya Kam na gwa gi Ogbee Iyooooo
Writer(s): Richard Okonkwo Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out