album cover
Amara
12,334
Hip-Hop/Rap
Amara was released on August 25, 2023 by Thugbloc as a part of the album The Fellowship, Vol. 2 - EP
album cover
Release DateAugust 25, 2023
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM70

Music Video

Music Video

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Omulu Nelson Chiedozie
Omulu Nelson Chiedozie
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Eii
[PreChorus]
Obi kaa this dibịa, ọ bịa sị m, "Kee your content?
Na ị chọọ ibute ike a, guy, ree your conscience"
Na ọ kwa ị fụchaa ike a, rapụ
Na ife isiike a, ọ ga-amapụ
Ka ọọ na ị daa afụ ndị ọgbọ gị?
Sọ ụgbọala ụgbọala, diọkpa ị chọọ ibu nke gị?
[Chorus]
Amara Chukwu
Oge Chukwu na-abịa
Ngọzi Chukwu
Bara ụba n'ebe m nọ
[Refrain]
Ekwee m na my season
Ekwee m na my time
Ekwee m na ọ ga-abịa
Ekwee m na ọọ divine
[Verse 1]
Running through the shores of hope (The shores of hope)
No dey judge nature, you can't oppose (You can't oppose)
Ife e nwee bụ otu Chi, you can't decode (Agba decoder)
Who no know road, no know road, forget go slow
Traffic, protocol, alọba asị m gị chefuo traffic
Ma mgbe ọ ga-eme, ọọ kwa black magic
Akụkọ ọgwụ gị adịzie tragic (Agba tragic)
[Chorus]
Amara Chukwu
Oge Chukwu na-abịa
Ngọzi Chukwu
Bara ụba n'ebe m nọ
[Refrain]
Ekwee m na my season
Ekwee m na my time
Ekwee m na ọ ga-abịa
Ekwee m na ọọ divine
[Verse 2]
OT tested
O nwee mgbe ọ ga-eru, all these bills amaa mbụlụ anyị matter
Ụkwa ruo oge ya ọ daa, nwa mba nsị a ga na-apara
Ọ kwa e dee ya ede, chalk eluigwe apụghị ificha
Ife akpalụ akpa, experience is the best teacher
One man's food is another man poison
Don't eat my share, ma e mee i rie poison
Let no Jew harass the Gentile
Ma onye bute ike, then ị fụ the right side
[PreChorus]
Dibịa, ọ bịa sị m, "Kee your content?
Na ị chọọ ibute ike a, guy, ree your conscience"
Na ọ kwa ị fụchaa ike a, rapụ
Na ife isiike a, ọ ga-amapụ
Ka ọọ na ị daa afụ ndị ọgbọ gị?
Sọ ụgbọala ụgbọala, diọkpa ị chọọ ibu nke gị?
[Refrain]
Ekwee m na my season
Ekwee m na my time
Ekwee m na ọ ga-abịa
Ekwee m na ọọ divine
Written by: Omulu Nelson Chiedozie
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...