Music Video

Eze Mmuo
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Mr M & Revelation
Mr M & Revelation
Performer
Orabueze miracle paul
Orabueze miracle paul
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Mr M & Revelation
Mr M & Revelation
Lyrics
Orabueze miracle paul
Orabueze miracle paul
Songwriter

Lyrics

You never sleep oh You never slumber I worship you When we talk about your goodness, we are so overwhelmed When we talk about your love, we are so overwhelmed When we talk about your kindness, we are so overwhelmed When we talk about your lifting, we are so overwhelmed When we talk about how you change our story, we are so overwhelmed We remember from where you've brought us from Onye muo (Great spirit) Eze ndi muo (The king of spirits) Imere ka m buru muo (You made me a spirit) Chukwu anyi na efe bu oke muo (We serve the king of spirits) Onye ifufe na anu onu ya dere du (He who the storm hears obeys) Mbilite na onwu (The resurrection) Oke chi na eri oke ajah (The great god who accepts great sacrifice) Agbanwe agbanwe (Unchangeable) Chi kwere nkwa ma mezuo okwu onu ya (The god that keeps covenant) I bow in worship I extol your matchless name god Eze ndi muo (The king of spirits) Ode jim jim (He who causes the earth to quake) Bilie egbo nile (Arise every tribe) Bilie uwa nile (Arise all the earth) Bilie madu nile (Arise every man) Ka anyi kpo isi ala nye ezemuo (Let's bow to worship the king of the spirits) Okwa gi bu answer nye ndi kwere ekwe (You're the answer to every believer) Onye oke ifufe na anu onu ya dere du (He who the storm hears and obeys) Okwa gi na emepe uzo na ebe uzo nadighi (You open strong doors) Onye ajomuo na amosu na anu onu ya dere du (He who the demons hear and obey) Chukwu binigwe biri n'uwa biri n'ebe nile (The god that is present everywhere) Omini every every Eze ndi eze neze eze,(the king other kings tremble before) Eze ndi eze natu egwu(the king other kings fear) Eze ndi muo nederedu n'okwu onuya (The king all spirits tremble at his voice) Eze ndi muo nakpo isiala nye (The king all spirit bow before) Okwa gi n'asa okwu ndi muo kwuru (You give answers to the spirits) Okwagi n'akagbu ihe ekwuru ekwu (You cancel evil ordinances) Okwa gi natughari onodu ojo nile (You turn around evil situation) Okwa gi n'enye nwere onwe (You give sound health) Ibi n'eligwe nke ato (You live in the third heavens) Mana ude gi nede n'eluwa (But you domminate the earth) Ibi n'eligwe nke ato (You live in the third heavens) Ogadagidigidi one of eligwe (The number one of heaven) Onyeoma mu eh (My good god) Otigburu dibia n'iru arusi (He who struck the chief priest in his before his idol) Who can challenge you Who can oppose you Eze ndi eze neze eze (The king other kings tremble before) Eze ndi eze natu egwu (The king other kings fear) Eze ndi muo nederedu n'okwu onuya (The king all spirits tremble at his voice) Eze ndi muo nakpo isiala nye (The king all spirits bow before) Who can challenge you Who can oppose you I never see any god like you Anyi ji aha gi eje ogu (We war with your name)
Writer(s): Miracle Orabueze Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out