Lyrics

Enweghi onye ozor,enweghi onye ozor, obu so gi Enweghi onye ozor,enweghi onye ozor, obu so gi Ihe nile m'nwere nelu uwa oh osi na gi Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi Were mo, were mo were'm me ihe di gi nma Were mo, were mo were'm me ihe di gi nma Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me Ihe nile m'nwere nelu uwa oh osi na gi Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi Were mo, were mo were'm me ihe di gi nma Were mo, were mo were'm me ihe di gi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Enyem gi onwem mo, me ka osi digi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Enyem gi onwem mo, me ka osi digi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Related Post: Mr M & Revelation - No One But Jesus Dika ntu – Na'aka carpenter Dika igwe- Na'aka okpu uzu Ihe ode – Na'aka onye nkuzi Dika tutu – Na'aka Dokita Dika úrō – Na'aka okpu ite Dika aturu- Na'aka onye ozuzu aturu Lekwa mo me ka osi di gi nma Dika ntu – Na'aka carpenter Dika igwe- Na'aka okpu uzu Ihe ode – Na'aka onye nkuzi Dika tutu – Na'aka Dokita Dika úrō – Na'aka okpu ite Dika aturu- Na'aka onye ozuzu Lekwa mo me ka osi di gi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Enyem gi onwem mo, me ka osi digi nma Lekwa mo me ka osi di gi nma Lekwa mo me ka osi di gi
Writer(s): Miracle Orabueze Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out