Credits

PERFORMING ARTISTS
Dr Felix Ndukwe
Dr Felix Ndukwe
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Dr Felix Ndukwe
Dr Felix Ndukwe
Songwriter

Lyrics

ogbara nkiti okwu biri n\'onu ya
Igwe n\'ezoro ora
Gburu gburu nwoke oma ejim gi ome onu
Onye ndi eze nile n\'uwa n\'eze nze maka ebube gi
Oke mmuo
Oke mmuo n\'eri oke aja nwoke oma
Imela
Imela
Onye bi n\'igwe chi na emeremu nma
Onye dika chinaza ekpere
Obu onye yiri papa nke eligwe
Eze ebube nara ekele muo
ogbara nkiti okwu biri n\'onu ya
Chineke o bu onye dika gi
Onye nwem nara ekele mo
Chineke o bu onye yiri gi eze
Akpoya n\'ututu, oza
Anyi kpoya n\'abali, oza
Ikpoya n\'anya mmiri gi, oza
Ikpoya n\'ime nsogbu, oza
Onye oluebube
Jehovah nara ekelem mu o
Onye nwe mu eriwa otito jiri bia
Chim oma
Chinekem ka
Asim gi ka
Chinekem ka
Asim gi ka
Chinekem ka
Chinekem ka
Asim gi ka
Chinekem ka
Asim gi ka
Chinekem ka
Onye Dika chim
Otu aka n\'egbo kpam
Ije uwa dim egwu
Ewe zuga Jehovah onye ga eletam
Onye n\'agwo nria nria
Bia n\'ike agwu wo dibia uwa
Bia n\'ike agwu wo Madu uwa
Bia na ndi enyi m hapu wo m
Agbala ga
Onye onye ka edum ije
Dibia n\'agwo isi, gwo ma oria m chim
Onye n\'emerem mu nma mgbenile
Nara ekele m jiri bia
Je wom n\'ugwu
Je wom na ndida
Aria go oria nke dibia uwa hapuru m agbala ga
Ihe ike eme wom ma jehovah na putara m
Ihe nkem ga si chim
Chinekem ka
Chinekem ka
Asim gi ka
Chinekem ka
Asim gi ka
Chinekem ka
Chinekem ka
Asim gi ka (ekele)
Chinekem ka (ekele)
Asim gi ka (ekele)
Chinekem ka (ekele)
Written by: Dr Felix Ndukwe
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...