album cover
Ojigi
3,099
World
Ojigi was released on May 15, 2014 by Penthauze as a part of the album No Guts No Glory
album cover
Release DateMay 15, 2014
LabelPenthauze
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM100

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
chibuzo azubuike
chibuzo azubuike
Composer

Lyrics

She say she tire for me
But now, she think, she wan follow me
Even for way now, she wan kolo me
Tell me say, she wan sing a song for me, yeah
She wan dey close to me
E be like say, she wan form for me, ah
Baby, agakwana funny
Maka ihe i na-eme ga-egbukwa somebody, eh
Ọ dị gị n’anya
O ji gị, o ji gị, o ji gị eh
Ọ dị gị n’iru
O ji gị, o ji gị, o ji gị eh
Jinu lee
Ọ na-akụ, ọ na-akụ, ọ na-akụ oh
Nyekwa m ya, i nwee weight
Nyekwa m ya, i nwee weight
Nyekwa m ya
Okay, nwaanyị ọcha, bịa ebe a
Nwaanyị ọcha, okay
Nwaanyị ọcha, ị ma na ị maka
Ị bụ a fine girl, Chukwu alụka
Oge m fụụ gị n'Eko, n’ime Akoka
Mụnwa ekopụ, gawa ka onye isi nkụka
M wee bịakwute gị, ị gbaa m boot
Welụ remote gị wee pịa m mute
So m sị ya, baby, don’t be too rude
Ọ sị m, nwoke m chọọ way gị, si ebe a pụọ
Nekwa m, ị kpọọ m shoe, ha
Shey you know say, I'm feeling you
Anything you want, I'm willing to do
All I am doing, is free on you
Ọọ kwa me and you
So, baby, stopịịkwa
Mị chọọkwa
Mị hatikwaa
Ọ kwa ị ma, na ụmụ nnwa juu na Pịtakwa
But I lovịịkwa
Filịịnkwa
Yọọlụ mụ nkwa
Stop forming kwa
Bịanụ nga
Ngwa kụnụ aka
She say she tire for me
But now, she think, she wan follow me
Even for way now, she wan kolo me
Tell me say, she wan sing a song for me, yeah
She wan dey close to me
E be like say, she wan form for me, ah
Baby, agakwana funny
Maka ihe i na-eme ga-egbukwa somebody, eh
Ọ dị gị n’anya
O ji gị, o ji gị, o ji gị eh
Ọ dị gị n’iru
O ji gị, o ji gị, o ji gị eh
Jinu lee
Ọ na-akụ, ọ na-akụ, ọ na-akụ oh
Nyekwa m ya, i nwee weight
Nyekwa m ya, nnwa na ị nwee weight
Nyekwa m ya
Heh, nwata dị ukele (Nwata dị ukele)
Ị na-emelụ m mentele
Nwata dị ukele, mana ọ na-emelụ m mentele
Oyibo agwụgo m n’ọnụ
Oya ka m gaakwanụ jikere
Ị ma onye m bụ? Phyno na-akụ akụ
Adịgodi m sharp, mana adịị m adụ adụ
It's written all over you, baby, uche gị dị ya
And you'll get what you're looking for, ma i solu mụ naa
Maka m na-agba gị tee, kịtaa m kwesịị ị na-atụcha
Oya consider me, e jikwana m wee tụọ chaa chaa
Ọ kwa m nyetụ gị, i nyetụ mụ
Ọ na-atọ, ọ na-aga
Ị na-amụlị, anyị a na-akụlị
Nne, hapụ ife a, ka m gwa gị, see
Stopịịkwa
Mị chọọkwa
Mị hatikwaa
Ọ kwa ị ma, na ụmụ nnwa juu na Pịtakwa
But I lovịịkwa
Filịịnkwa
Yọọlụ mụ nkwa
Stop forming kwa
Bịanụ nga
Ngwa kụnụ aka
She say she tire for me
But now, she think, she wan follow me
Even for way now, she wan kolo me
Tell me say, she wan sing a song for me, yeah
She wan dey close to me
E be like say, she wan form for me, ah
Baby, agakwana funny
Maka ihe i na-eme ga-egbukwa somebody, eh
Ọ dị gị n’anya
O ji gị, o ji gị, o ji gị eh
Ọ dị gị n’iru
O ji gị, o ji gị, o ji gị eh
Jinu lee
Ọ na-akụ, ọ na-akụ, ọ na-akụ oh
Nyekwa m ya, i nwee weight
Nyekwa m ya, nnwa na ị nwee weight
Nyekwa m ya
See, baby, I am feeling you
You taking all of my energy
I know say, you want me too
Nnwa baby, ọya bịazienụ ka anyị kpọnyesịa
I'm feeling you
You taking all of my energy
I know say, you want me too
Nnwa baby, ọya bịazienụ ka anyị kpọnyesịa
Written by: chibuzo azubuike
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...