Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Obiligbo Ebuka
Songwriter
Obiligbo Ifeanyi
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Umu obiligbo
Producer
Matthew Aduma
Producer
Lyrics
Iyeeeeee  iyeeeeee  eyio uwa  eyi na oluo ka osi elu nue
Everywhere maranma eyio uwa m
Ebe nine bu so nma eyio uwa m
Chukwu okike m  onu m na ekene gi eh amaliselele
Obinigwe onu m na ekene gi eh aaah
Anya na ene uwa m  Ina anu ka egwu na ara eyie ah eeh
Ifem fulu na ogbe  amaro m ka mu ga esi ko
Ifem fulu na otu  amaro m ka mu ga esi ko Amala welele
Ka anyi ra wee bido ufodu nime ha nwulu anwu
Ka anyi ra we toh  ufodu nime ha nwulu anwu
Mgbe afu kam ji we malu na ONYE di ndu ga akpata ego
onye di ndu ga enwe ife di nma  eyio uwa m eyie aah ah
Onye nya na chiya so eje Ife aya emero nya ma ncha
Muna chim nyi eje  okwa nya ka m ji aku
Okwa muna chi nyi eje iyie  amali selele  muna chi nyi eje iyie aah
Okwa muna chiyi eje
Muna chiyi eje na uwa
Okwa muna chiyi eje iye
Okwa muna chiyi ana na uwa
Okwa muna chiyi eje
Obinigwe nya ka m ji eje iyie
Okwa muna chiyi eje iyie
Okwa muna chiyi ana na uwa
Okwa muna chiyi eje
Muna chiyi eje eh muna chiyi eje iyie eya aah yeh
Ewu chineke m  neka osi ara ah
Onye di ndu ya yoba chukwu ndu
Uto uwa bu ego  ma uto ego bu ndu inugo kwe nu na Alu ike  eyio uwa m
Ilue obodo oyibo fusia ife ndi beanyi na afu  iluo obodo oyibo fusia ife ndi beanyi na afu
imalu na uwa esike kwe  ah eh imalu na uwa esike kwe
Ewu chineke m
Afufu ana talu ego obulo ogu nne na agbalu nwa ya  akwa ana ebelu ego bukwa nu onye nwelu obi ga eje eeh
Ifu onye jelu obodo oyibo  jesia nya we bulu ike nata jaa nya ike nkpata ego adiro easy cha cha  ina anu kwa  obodo oyibo
adiro easy cha cha ina anu kam nekwu  eyi na olue ka osi elunu we eyea yeh
Okwa muna chiyi eje
Muna chiyi eje iyie
Okwa muna chiyi eje
Okwa muna chiyi ana na uwa
Written by: Obiligbo Ebuka, Obiligbo Ifeanyi


