Lyrics

Kedu ihe ifuru ebe nwa no Kedu ihe ifu gasiri Kee ka omere? Kwusie ya ike Kwusie ya ike Ihe m furu n ukwu bu na ukwu ya bara Oso na ihe ana eme na ukwu Isi ka akowasiba Akowasiba nu ukwu a I ga enenebe ukwu nwata Inenebe ukwu nwata Bia lelelebe ukwu nwata Neke ne ebube nwata Nwa di uto Eh nwa di mma Nwa di uto Eh nwa di mma Nta nwa (ife na emee) Ogini n'afio Ebe di uto(nwata di uso oh) Ogini n'afio Ebe nwa putara nwa na amuke Ebe nwa putara nwa na achake (sunshine) Ebe nwa putara nwa bu nkiri Ebe nwa putara Onu agbajie boys Ihunanu boys agbahariba Ndi asiri akohariba Pammy udu be ohakene Ngwo ngwo guys akowasiba Flavour be anyi eze nnunu Ala owerri mma mma nu Ndi tonight etigheribe Jay stunt mawumawu Who no know E no go know Who no enter E no go know I love my baby I no go lie You wey no like am Na you sabi I ga enenebe ukwu nwata Inenebe ukwu nwata Bia lelelebe ukwu nwata Neke ne ebube nwata Nwa di uto Eh nwa di mma Nwa di uto Eh nwa di mma Nta nwa (ife na emee) Ogini n'afio Ebe di uto(nwata di uso oh) Ogini n'afio Ube mu racharu kwete na odi uto Udara mu micharu kwete na o di uso Ugwu mu risiri kwete na odi aso Agwo anyi gbuziri na odi mkpirisi one Ihunanu boys agbahariba Ndi asiri akohariba Pammy udu be ohakene Ngwo ngwo guys akowasiba Flavour be anyi eze nnunu Ala owerri mma mma nu Ndi tonight etigheribe Jay stunt mawumawu Who no know E no go know Who no enter E no go know I love my baby I no go lie You wey no like am Na you sabi I ga enenebe ukwu nwata Inenebe ukwu nwata Bia lelelebe ukwu nwata Neke ne ebube nwata Nwa di uto Eh nwa di mma Nwa di uto Eh nwa di mma Nta nwa (ife na emee) Ogini n'afio Ebe di uto(nwata di uso oh) Ogini n'afio Nwata di uso Nwata di uso Ife na eme Nwata di uso
Writer(s): Okoli Chinedu Izuchukwu, Chukwudi Ndubuisi Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out