album cover
Ogadima (feat. Creative)
album cover
Ogadima (feat. Creative) was released on March 28, 2023 by 2kings Master Mind Record as a part of the album The Rising Sun
March 28, 2023
Label2kings Master Mind Record
BPM101
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Omachasie na oga adimma aa ah Omachasie na oga adimma aa ah Omachasie na oga adimma aa ah
Umu nwa nnem omachasie na oga Adimma aa ah
Achoghim i\'ma mana chukwu choro I\'ma umu enyim omachasie na oga Adimma aa-ah
Achoghim i\'ma mana chukwu choro I\'ma umu biafra omachasie na oga Adimma aa ah
Achoghim I\'ma mana chukwu choro I\'ma eze ndi igbo omachasie na oga Adimma aa-ah
Achoghim i\'ma mana chukwu choro I\'ma imakwa na omachasie na oga Adimma aa-ah achoghim I\'ma Mana Chukwu choro I\'ma umu nwa nnem Omachasie na oga adimma aa ah Achoghim I\'ma mana chukwu choro I\'ma ebezina na omachasie na oga Adimma aa-ah achoghim I\'ma mana Chukwu choro i\'ma eze ndi Igbo Omachasie na oga adimma aa ah
Achoghim i\'ma mana chukwu choro oga Adimma aa-ah
Mummy ebezina
Daddy ebezina
Nnamudi kalu ebezina
Oti isi ebe ona emisimu fire fire fire fire Ndi iro anyi gbara ngburu ngburu Ngburu ngburu umu nnem gbaba nbonu
Kpebe ekpere na oga adimma
Olisa
Doo
Doo
Doo
Doo
Ficha anya mmiri
Ebezina na
Oga adimma
Olisa doo
Doo
Doo
Doo ficha anya mmiri na oga adimma
Omachasie na oga adimma aa-ah
Achoghim i ma mana chukwu choro I Ma umu nnem omachasie na oga Adimma aa ah
Achoghim i ma mana chukwu choro I\'ma umu biafra omachasie na oga
Adimma aa-ah
Achoghim i ma mana chukwu choro
Eze ndi Igbo omachasie na oga Adimma aa ah
Achoghim i ma mana chukwu choro I\'ma imakwa na omachasie na oga Adimma aa-ah
Achoghim i ma mana chukwu choro I\'ma umu nnem omachasie na oga Adimma aa-ah
Achoghim i ma mana chukwu choro I\'ma ebezina na omachasie na oga Adimma aa ah
Achoghim I ma mana chukwu choro I\'ma eze ndi Igbo omachasie na oga Adimma aa ah
Achoghim I ma mana chukwu choro I\'ma oga adimma aa ah
Abirowu
Written by: Onah Vitus Ifebuche, Uchechukuw mama
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...