album cover
Omalicha
2
R&B/Soul
Omalicha was released on March 28, 2023 by 2kings Master Mind Record as a part of the album The Rising Sun
album cover
Release DateMarch 28, 2023
Label2kings Master Mind Record
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM82

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Nollex
Nollex
Performer
Swizzy Sammy
Swizzy Sammy
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Onah Vitus Ifebuche
Onah Vitus Ifebuche
Songwriter
Uchechukuw mama
Uchechukuw mama
Songwriter

Lyrics

Ife dimma ka umu nwanyi na acho
Ife di uto.ifu na omalicha nwoke Dimma
Ifu na omalicha nwata dimma nwoke Iuru ezi nwanyi lutaru
Ife dimma na uwa oo aa-ha
Nwanyi luru ezi di lutaru di dimma na Uwa aa-ah
 Ifu na omalicha nwoke dimma
Ifu na omalicha nwata dimma nwoke luru ezi nwanyi luru
Ife dimma na uwa oo aa ha
Adaugo obimu
Omalich nwa onye mu hi eme onu
omalicha nwa
Nnam si mu gaba nnem si mu gaba Umu nnem emego nzuko hacha Nile si Mu gaba gwa nne gi gwa nna gi anyi na Abianu nke gi Mana obimu ngwu ocha Ifi na abuo ifu bu pepper soup dodorima Ka anyi na agbanu ruo oge ochichiri ga Abia ekele diri jeso na it\'s abunu nne Ejimma mu ikenna na ifeoma ekele diri Jeso na ifeoma eruwa anyi aka ka anyi Kelenu jeso sia
Adaugo obimu oo omalicha nwa Onye Mu hi eme onu omalicha nwa , Onye Nwoulo anyi abiawo were obi Chineke Nabata anyi oo onye nwoulo Gba gba ka Anyi na aku were obi hineke Nabata Anyi O adaugo obimu oo omalicha Ugobinum omalicha apu Na anwu
Omalicha anyaanwu ututu omalicha Agwa gomu ndi nkem Agwa gomu ndi Enyim obicubana eze Ka eze na
Omalicha na abianu anyaanwu ututu Mmadu chanu ka anyi nuribanu nnem Gbawa egwunu nnam gbawanu egwunu Umu nnem gbawa egwunu na ife Dimma Eruwa anyi aka Asa Mana Ihunanya gi Mu ka esekpuru hi itigo mu Obim na lock down asa biko Kulo obi gi
Ifu na omalicha nwoke dimma nwoke luru ezi nwanyi lutaru
Ife dimma na uwa oo aa-ha nwanyi luru Ezi di lutaru di dimma na uwa oo aa-ha
Ifu na omalicha nwoke dimma
Ifu na omalicha nwata dimma nwoke luru ezi nwanyi lutaru ife dimma na uwa OO aa ha Adaugo obimu oo omalicha Nwa onye mu hi eme onu omalicha Nwa sia
Sam enyi gi nwoke nollex onye nsawa Anyi niya nao
Ife dimma ka umu nwanyi na acho ife di Uto
Written by: Onah Vitus Ifebuche, Uchechukuw mama
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...