album cover
Agaba
36
Afrobeats
Agaba was released on June 4, 2023 by Austino Milado as a part of the album Agaba - Single
album cover
Release DateJune 4, 2023
LabelAustino Milado
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM199

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Austino Milado
Austino Milado
Performer
COMPOSITION & LYRICS
AUSTIN CHARLES UYAMMADU
AUSTIN CHARLES UYAMMADU
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Uzi Quality
Uzi Quality
Producer

Lyrics

AGABA
Elele oh ahhh... ah ha
Elele...
Elele oh ahhh... ah ha
Chei Chei...
Iwe n'ewe anyi o
Obi jorom njo o
Ife ana eme ndi obodo anyi
N'ojoro mu njo o
Ig'eti mmaun?
Ig'achu Agaba?
Olololo ngwa mechie onu
N'ifea bu egwu mmaun
Guys n'ewe iwe
Umu girls n'efe sasi
Jide nu ndi politician
K'anyi juo fa ihe ji ha
Obu ajo mmuo o?
K'obu ajo mmadu?
Si wepu aka enwe di na ofe
M'oyoro aka mmadu
(Jungle noise)
Milado biko kube oku
N'ife nkea akariala le
See everybody deh vex o
Dem won choke dis country leee oo
Mama ehh
Onye k'anyi g'agnakuru zi nu
Ononoonooo
Chukwu Okike Anyanwu
See, I'm a Victor
Tell 'em I'm a conqueror
King of the jungle
Me will never stumble
I got Jehovah by my side always
I got Jesus by my side always
Okuozala enigweeee
Biko gbawa ha le
Nnam no n'enu igweeee
Asim gi chuwa ha le
Olololololo...eh
N'ike g'agu ndilo
Onye n'achu nwa okuku nwe ada
Nwa okuku nwonwo oso
(Interlude)
Terem terem terem...
Terem terem terem...
Nwanne biko gbawa egwu
N'og'adilili mma ai
A mmu si gi gbawa egwu
N'oga dilili mma
Umunne Umunnem nu biko nu ooo
K'anyi welu ofuobi gabazia n'iru
Maka n'ife di oku
Ga emechasia ju oyi
Iwe n'ewe anyi o
Obi joro njo o
Ife ana eme ndi obodo anyi
N'ojoro mu njo o
Ig'eti mmaun?
Ig'achu Agaba?
Olololo ngwa mechie onu
N'ifea bu egwu mmaun
Guys n'ewe iwe
Umu girls n'efe sasi
Jide nu ndi politician
K'anyi juo fa ihe ji ha
Obu ajo mmuo o?
K'obu ajo mmadu?
Si wepu aka enwe di na ofe
M'oyoro aka mmadu
Ehh... nwanne Onwelo...
Onwelife n'eme
Anyi ga n'agalili n'iru
Maka na Egbe belu ugo belu
Nke si ibe nya ebena
Nkwu kwaa nya
Yes ooo... Na so!
Nwanne...
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
Ehn?.....
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
REX MAFIANA...
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
Obi Kubana lee...
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
E-Money nwannem...
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
Chief Allen Onyema (Airpeace)...
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
Cubana Chief Priest nwokooma...
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
IGWE! OGIDIGA...
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
Princess Stella Oduah (Omu Eze)
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
Tony O. Ekwosi
(Iso na ndi anyi ji aga n'iru)
Ehhhh... Austino Milado na ekene gi Igwe Lawrence Ogugua Oduah, Ogidiga III na Akili-Ozizor
My man Chika Bala
Might Fabman
JEK Ekwueme
Na umunnem nine fulum n'anya
Anam ekene unu nine
Ya ka i try a ka isolu na ndi n'eme ka uwa na aga n'iru. Because na uwa bu ofu mbia. Ya ka anyi ji welu bia n'uwa ka anyi ncha m'eme ka ife nine n'adi nu mma. Maka n'uwa bu ofu mmbia. Austino Milado say so. Dalu nu.
Written by: AUSTIN CHARLES UYAMMADU
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...