Listen to Obodobo (feat. Aguero banks) by Highstarlavista

Obodobo (feat. Aguero banks)

Highstarlavista

Hip-Hop/Rap

49,167 Shazams

Lyrics

By 6am Anom na bed Kpo kpo na my door My pastor si m this week Your Blessings go come Ejim one tie Loud waiting for my turn Maka osuo mua ama mgbajo inye my Testimony Aka ya di obodobo na arum Ngozichukwu na odi obodobo n'odi obodobo Aka ya di obodobo Aka jehovah di obodobo obodobo Ngozichukwu di obodobo n'odi obodobo I've got my hopes high Ife obuna ncho guy it'll be mine Okwa Ejim one tie Paa na nkolo n'eche Ngozi most high Ma ndi Ikwokwo go die Ma ugbom gbasie ike this week Mua ga afu slip amam way gi You see my destiny Touch not odi anointed Ima ebe m si eri Guy don't you hate there Ife anyi na achuya bu n'ukwu na ukwu Amam na oga asu n'uju n'uju Ma osu o Oh Lord Thank You Aka ya di obodobo na arum Ngozichukwu na odi obodobo n'odi obodobo Aka ya di obodobo Aka jehovah di obodobo obodobo Ngozichukwu di obodobo n'odi obodobo Early last year enwe'm zero shares Now ịsị na m'na drip ka before enwe'm zero wears Now ụmụ asa na-ede'm na IG before enwem zero girls Eficham my mum anya mmiri now ọnwe zero tears Chukwu bụ ikem enwe'm zero fears I kept on grinding and believing Na'm ga-e'change A-Z to loud M'nagụ rap all night with JBL Landlord asị na m'dị loud Now mụ na landlord ebirọzi Ndi kọbu way mụ Ejịrọzi Anyị buteru ike ga n'ogbe Gwa ndi gbarụ anyị ọjị na o'make-rọdi Aka jehovah di obodobo Ejịrọ ụwa eme okomoko Now i'm getting payed Ifugo na ngozi mụ di ogologo Aka jehovah di obodobo Ejịrọ ụwa eme okomoko Now i'm getting payed Ifugo na ngozi mụ di ogologo Onye anwụrụ Aka ya di obodobo na arum Ngozichukwu na odi obodobo n'odi obodobo Aka ya di obodobo Aka jehovah di obodobo obodobo Ngozichukwu di obodobo n'odi obodobo
Writer(s): Aguero Chibuike Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out