Lyrics

Nameless is the one Eeih Otua otua Anakpom zyno Wooo Anabalu agu mba Nwanne onye nta anagbaka Ijilo ego analu aka Ifugo men bu oti mbadamba (ego ma uzo) Ana analu Ewu aka Inachu mgbada ina alulu ula (na ebe kwanu) Ijilo ego analu aka Ifugo men bu oti mbadamba Wooo G wagon lexus na amg Ego nwoke dikwa very pretty Umu Asa 4 nogodu pending After the raggae play the blues manchi My g guard sitting pretty (pretty) Ije Nweke aburo jide ka iji Jee juo all my men na turkey Ifuna itu olu adirokwanu easy Eiihh Ndi ego (HUSTLERS) Men na eme ife ego (Hustlers hustlers) Okwu ego (HUSTLERS) Men na ekwu okwu ego (Hustlers hustlers) Iji ego? (Hustlers) Isolu men na eme ife ego (hustlers hustlers) Ite ego hustlers Okeite men ji ebu ego (hustlers hustlers) Ana akwata the money na ghana must go (Ghana must go) My neck okwa silver mao gold Ana ekesa the money bundle maobu roll Billionaire onye ji cash tuoluya vote Adikwam mean for business (ONLY) Nwanne kenelum my men All my guys wey dey do well Sina ime nkpor we out here Aku na esi obi ike eeh Ndi mgbu amam menwumu ife Makana nwoke butelu ike Ndi ajo mmuo eme nwulo ife (chacha) Ima mgbe men chobalu ife (otego) Mgbe Umu nwa na etekwam ule Nwoke now na aguzi na pounds Ona aguzi na dollars Nwoke menwulu ife (imakwa) G wagon lexus na amg Ego nwoke dikwa very pretty Umu Asa 4 nogodu pending After the raggae play the blues manchi My g guard sitting pretty (pretty) Ije Nweke aburo jide ka iji Jee juo all my men na turkey Ifuna itu olu adirokwanu easy Eiihh Ndi ego (HUSTLERS) Men na eme ife ego (Hustlers hustlers) Okwu ego (HUSTLERS) Men na ekwu okwu ego (Hustlers hustlers) Iji ego? (Hustlers) Isolu men na eme ife ego (hustlers hustlers) Ite ego hustlers Okeite men ji ebu ego (hustlers hustlers) Anabalu agu mba Nwanne onye nta anagbaka Ijilo ego analu aka Ifugo men bu oti mbadamba (hustlers hustlers) Ana analu Ewu aka Inachu mgbada ina alulu ula (na ebe kwanu) Ijilo ego analu aka Ifugo men bu oti mbadamba (hustlers hustlers) Ego ma uzo ibu a hustler Eeh Ibu a hustler Istanbul money ibu a hustler Eeh ibu a hustler
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out