album cover
Akuamia
600
Afro-Beat
Akuamia was released on May 1, 2024 by 5903502 Records DK as a part of the album Akuamia - EP
album cover
Release DateMay 1, 2024
Label5903502 Records DK
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM199

Credits

PERFORMING ARTISTS
Lake Ichoku Obeledu
Lake Ichoku Obeledu
Performer
COMPOSITION & LYRICS
chuks Ezenwokike
chuks Ezenwokike
Songwriter

Lyrics

Ichoku nwa Obeledu umu igbo onwelu ife na acho
Okwu okwu onye Obeledu ebe aku mili ya ka m na acho, maka anya afugo ube ebe omili , anya afugo udala ebe omili daa anya afugo ugwu oroma rikwuo ya enu holu oroma rachaaa
So ife falu ofialu nhota bu ebe aku mili, ife fialu fialu nhota bu ebe aku mili
Ufodu achogo a jebe Ghana ufodu cholu aku a jebe Turkey hanatanu azu unu achozina na m afugo ebe aku mili hanatanu azu unu ejezina na m afugo ebe aku mili
Chrous:
Umu nne m na aku amigo ebee ka omiri, omiri na Nnewi
Umu Igbo o na aku amigo ebe ka omiri, omiri na Nnewi
Chigozie Okafor eee Akuamia na Nnewi
Chigozie Okafor ee Akuamia na Nnewi
Mayor na Amuwo Odofin Akuamia na Nnewi
Ego dor ador na Nnewi Akuamia na Nnewi
Verse
Kedu Osisi miriaku nji eti nkpu, kedu osisi miriaku Ichoku ji wee tibe
Awo adi agba oso efife na nkiti
Ichoku adi ebe na nkiti ife ka eme Ichoku owee tibe
Ka m kwagi onye na ekwu okwu ya
High Chief Chigozie Okafor Akuamia
High Chief Chigozie Okafor Akuamia
Akuamia na Nnewi Oga
Mayor na Amuwo Odofin Oga
Ego dor ador na Nnewi Oga
Chairman CEO Executive Golden Nugget Hotel
MD Gozin Agency services limited
CEO Nice promise service limited
CEO Promise and Favor global limited
Akuamia na inwelu ife Aku doo na igbasiri ike ichoba ogalaya nwelu ezigbo obi Aku na inwelu ya ichoba ogalaya nwelu obi aku na iwelu ya ichoba ogalaya na eme ogo Aku na ina eme
Chrous:
Umu nne m na aku amigo ebee ka omiri, omiri na Nnewi
Umu Igbo o na aku amigo ebe ka omiri, omiri na Nnewi
Chigozie Okafor eee Akuamia na Nnewi
Chigozie Okafor ee Akuamia na Nnewi
Mayor na Amuwo Odofin Akuamia na Nnewi
Ego dor ador na Nnewi Akuamia na Nnewi
Verse:
Amulu Chigozie Okafor na Obiofia na Nnewichi na Nnewi
Nna ya bu late Chief Hyacinth Okafor Nne ya bu late Mrs Victoria Okafor fa anabago obodo afudebe okwu eee
Imana nwa amulu amu ga etoriri Akuamia too wee bido akwukwo bido primary school ya na st Charles Obiofia Nnewichi na Nnewi, okucha primary baye secondary na Nnewi highy school omelu ofuma okirialu papers na ofu nje and obaa University, na Enugu State University of Science and Technology ESUT.
Omelu ofuma na University ofu mpkuru carriover na odero, kuchaa university jee mee youth service na Port Harcourt.
Onechaa youth service na Port Harcourt wee nata, naba lagos oo
Baye clearing and forwarding muba ka esi aruya, omutaeia wee bido, wee bido ruba nke a ogba afia, afia ana na udo nsogbu ama ndi
Olu wee biaba na iru na azu maka na ona eme ofuma.
Okwa na olua okwa na olua ka Akuamia nno bute ego
Okwa na olua okwa na olua ka ya bu aku bido miba
Tupu iweta license eji agba nkwa afia na odiro ezii ma Akuamia nwelu license ito oji agba nkwa afia
Oya bu CEO Gozlin services limited
CEO Nice promise global service limited
CEO Promise and Favor global limited
MD Executive Golden Nugget Hotel nke di na Nnewi ebe anyi na enwe anuri jenu executive ka ifunaya na Akuamia ruru ife jenu executive ka ifu na Akuamia dobalu ife
Chrous:
Umu nne m na aku amigo ebee ka omiri, omiri na Nnewi
Umu Igbo o na aku amigo ebe ka omiri, omiri na Nnewi
Chigozie Okafor eee Akuamia na Nnewi
Chigozie Okafor ee Akuamia na Nnewi
Mayor na Amuwo Odofin Akuamia na Nnewi
Ego dor ador na Nnewi Akuamia na Nnewi
Verse:
Nwenne m ife adigo mma Aku nwee choba nwayi oya anu. Nwee nuta Mrs Cynthia Cynthia Okafor okori malu obi di ya eee
Chukwu ji omumu choo fa mma
Favour Okafor Promise Okafor Paschal Okafor, onyinye chukwu na enye na nkiti
Akuamia na Nnewi ogalaya obi ya bu so mma
Akuamia na Nnewi ogalaya na eweri anuri ife ina enyelu aka riri nne ife ina emelu ogo kariakari, every weekend akwo na line na office gi ina eme ogo
Akuamia na Nnewi Aku doo bia mialu m. Ufodu ogalaya Ufodu ogalaya aka fa melu njiko imelu mmadu ife ma Akuamia na Nnewi aka ya chisalu ka kpakpando na inye mmadu ife na imelu mmadu ife
Ona emeee ona emeee
Ona emeee ona emeee
Written by: chuks Ezenwokike
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...