Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Kolaboy
Kolaboy
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Nwodo Victor Chinonso
Nwodo Victor Chinonso
Songwriter
Nnenna Okechukwu Emmanuel
Nnenna Okechukwu Emmanuel
Songwriter

Lyrics

[Intro]
O mele eme
Ahh, Diggy
Ọdịa
KolaBoy
[PreChorus]
Ọ sị m "Nnwa, ka anyị kpọnye Toscana"
Ị ga-akpọ taxi, Enugu enwerọọ ọkada
Ọ bụụ na i jirọọ cash, mee transfer
Nwa agbọghọ chọrọ ịma m ada oo
Ọ chọọ iri m, voom ka mma
[Chorus]
Debit alert
Ụmụ nnwa bụ debit alert
042 debit alert
Otiịgba bụ debit alert oo
Ehh, ọọ kwa debit alert
Azụ mmiri ya na salad
Mkpọnkịtị debit alert
Ụmụ I-M-T debit alert oh
Ehh, debit alert
Azụ mmiri ya na salad
Debit alert oh
[Verse 1]
O setie
Ọ sị m, "Diọkpa, kpapụta ya ka o sie"
Ọ bụụ na ị chọrọ service, ị ga-akwụ advance
Nwata nwaanyị don blow maka o nwee fans
Ọ sị m, "Ọ bụụ na ị chọrọ mmiri, kwụọ ụgwọ bucket (Eh, ọ na-agba mmiri)
Ị chọrọ drum ka ọọ butta, nnwa kwụọ ụgwọ bucket (Eh, ọ bụ onye mmiri)
Ọ sị m, "Ọ bụụ na ị chọrọ mmiri, kwụọ ụgwọ bucket (Eh, ọ na-agba mmiri)
Ị chọrọ drum ka ọọ butta, nnwa kwụọ ụgwọ bucket (Eh, ọ bụ onye mmiri)
N'ihu stadium ka m fụụ ya na late hours
M sị ya, "Kee way?" Ọ sị na ọ na-aga 8 hours
M sị ya ka anyị rụọ, o bupụtere m P-O-S
Ọ chọọ ịgba anị na village and ọ chọọ igo Benz
[PreChorus]
Ọ sị m "Nnwa, ka anyị kpọnye Toscana"
Ị ga-akpọ taxi, Enugu enwerọọ ọkada
Ọ bụụ na i jirọọ cash, mee transfer
Nwa agbọghọ chọrọ ịma m ada oo
Ọ chọọ iri m, voom ka mma
[Chorus]
Debit alert
Ụmụ nnwa bụ debit alert
042 debit alert
Otiịgba bụ debit alert oo
Ehh, ọọ kwa debit alert
Azụ mmiri ya na salad
Mkpọnkịtị debit alert
Ụmụ I-M-T debit alert oh
Ehh, debit alert
Azụ mmiri ya na salad
Debit alert oh
[Verse 2]
Ụmụ Enugu bụkwa debit alert
Ha na-ekolụ nnwa guy maka m ji money, so account nwoke dịkwa fat
Ha ncha bụ debit alert
Ị ma na Enugu girls a-like-ka "Send your account number", o sendie
Nwanne, ị gbazie the money, ọ kpọba gị honey, nwanne, o bendie
Nwanne, ị gbaa mmiri, e gbuorụ gị azụ maọbụ turkey
Mụ na KolaBoy pasa here, ngwa nọdị
Slow Doggy Dọ A-K-A Diggy Doggy
Dem tell you say money dey, e nweedịị
[Chorus]
Debit alert
Ụmụ nnwa bụ debit alert
042 debit alert
Otiịgba bụ debit alert oo
Ehh, ọọ kwa debit alert
Azụ mmiri ya na salad
Mkpọnkịtị debit alert
Ụmụ I-M-T debit alert oh
Ehh, debit alert
Azụ mmiri ya na salad
Debit alert oh
[Outro]
Gustavo debit alert
Ndị ballroom, debit alert
2nite bụ debit alert
Cubana bụ debit alert oh
Ụmụ ESUT debit alert
Ntachi ulcer debit alert
Omeife bụ debit alert
Ha ncha bụ debit alert oh
KolaBoy
Ọdịa
Written by: Nnenna Okechukwu Emmanuel, Nwodo Victor Chinonso
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...