album cover
METU
album cover
00:00
00:20
00:30
00:40
01:05
01:40
01:45
01:50
02:05
02:20
00:00
02:30
Past 7 Days
METU was discovered most frequently at around 40 seconds into the song during the past week

Lyrics

[Intro]
Aje
[Chorus]
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya (Rord)
Kelly bad man
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Onwelọọ
Ahụrụ m gị na anya
Asa mpete metụlụ m aka, m sị ya
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya
Mpete metụlụ m aka, m sị ya
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya
[Verse 1]
Pino pino, amụ na ekene
Mtcheem, sorry, ana m ekene
Mburu gị luo house, anyị ga-eme ekpere
Emechazie m tie gị echete ebewe
Ehh, Njideka mma (Hmm)
Iweta bill m chestia ya
Ịma na ị bụ "ọdị mma na-eme mma o"
Ụwa, bịa fụlụ asa mpete na eme nwa
A like-ri m gị o
December ka m chike-rị gị o
Anọ m far mgbe mụ sight-ri gị o
Ụwa amanụ na m whyne-rị gị o
Guiter na eme tunrururum, tunrururum
A na-ekwu nke a na-ekwu, lead a na-ebe bumrururum, bumrururum
Pịa punrururum, punrururum
[Chorus]
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya
Asa mpete metụlụ m aka, m sị ya
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya
Mpete metụlụ m aka, m sị ya
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya
[Outro]
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya
Ahụrụ m gị na anya, ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị na anya
Written by: Anih Elijah
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...