album cover
Netfliss
12,325
Worldwide
Netfliss was released on October 4, 2024 by Five Star Music as a part of the album Netfliss - Single
album cover
Release DateOctober 4, 2024
LabelFive Star Music
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM188

Credits

PERFORMING ARTISTS
KCee
KCee
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Kingsley “KCEE’ Okonkwo
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Nwanne
Ịnụ ụda egbe
Malụ na anyị apụgo
[Verse 1]
Last last, my men mapụta
Obodo ga-ekwelụgodị na anyị kwụ na ọkụ
Na anyị kwụ na ọkụ na-apụ ọkụ
Onwezi ife ị na-aghọta
When we dey spend, no mercy
Ịsị na ịghị anụ ife, anyị egonye gị ntị
Maka na men bụzi ike
Fa buzi ike ka izuọgụ, eeehh
[Chorus]
Ndị balụ mmụọnwụ
Fa bụ ndị odogwu
Ịmazikwa na men gbasiri ike
Anyị na-emekwa ife siri ike, eehh
[Chorus]
Ndị balụ mmụọnwụ
Fa bụ ndị odogwu
Ịmazikwa na men gbasiri ike
Anyị na-emekwa ife siri ike
[Bridge]
Ịma na anytime we show up o
Anyị agbanye Netflix e
Ife na-alụ ọlụ na ọ bụ ọlụ
Ma nke ikpeazụ a, arụ bụ ọrụ anyị o
[Refrain]
Eeh, eeh (Haa-haa)
Eeh-eeh-eeh (Haa-haa)
Ụwa bụ nke onye (Haa-haa)
Ụwa bụ nke Chukwu (Haa-haa)
[Refrain]
Eeh-eeh-eeh-eeh (Haa-haa)
Na-na-na (Haa-haa)
Asị m na "ụwa bụ nke Chukwu" (Haa-haa)
Ụwa bụ ụwa Chukwu (Haa-haa)
[Verse 2]
Ndị ntị ike anyị adịị ekwe ekwe
Anytime we enter, you must to collect
Mmemme mechie, anyị bata, ọkwa ebido n'isi?
Iyoo-oh-oh-oh-oh-oh
As you see me, I get plenty money
Na we get the bank, we no dey beg money
We still dey make money untop money
Ewụ, my brother, "Kcee and Emoney"
Eeehh
[Chorus]
Ndị balụ mmụọnwụ
Fa bụ ndị odogwu
Ịmazikwa na men gbasiri ike
Anyị na-emekwa ife siri ike, eehh
[Chorus]
Ndị balụ mmụọnwụ
Fa bụ ndị odogwu
Ịmazikwa na men gbasiri ike
Anyị na-emekwa ife siri ike
[Bridge]
Ịma na anytime we show up o
Anyị agbanye Netflix e
Ife na-alụ ọlụ na ọ bụ ọlụ
Ma nke ikpeazụ a, arụ bụ ọrụ anyị o
[Refrain]
Eeh, eeh (Haa-haa)
Eeh-eeh-eeh (Haa-haa)
Ụwa bụ nke onye (Haa-haa)
Ụwa bụ nke Chukwu (Haa-haa)
[Refrain]
Eeh-eeh-eeh-eeh (Haa-haa)
Na-na-na (Haa-haa)
Asị m na "ụwa bụ nke Chukwu" (Haa-haa)
Ụwa bụ ụwa Chukwu (Haa-haa)
Eeehh
[Chorus]
Ndị balụ mmụọnwụ
Fa bụ ndị odogwu
Ịmazikwa na men gbasiri ike
Anyị na-emekwa ife siri ike
[Refrain]
Eeh-eeh-eeh-eeh (Haa-haa)
Na-na-na (Haa-haa)
Asị m na "ụwa bụ nke Chukwu" (Haa-haa)
Ụwa bụ ụwa Chukwu (Haa-haa)
Written by: Kingsley “KCEE’ Okonkwo
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...