album cover
Ima (feat. Sector)
6
Afro-Beat
Ima (feat. Sector) was released on November 30, 2024 by Starseed as a part of the album Echoes - EP
album cover
Release DateNovember 30, 2024
LabelStarseed
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM109

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Chibuikem ThankGod Nwuba
Chibuikem ThankGod Nwuba
Songwriter

Lyrics

Ha Che n'enwerozim lamba
Ha Che n'enwerozi ife anyi ma
Ha Che n'enwerozim ganjah
Ha Che n'enwerozim lighter
Nwanne Oburo kwa counter
Mu na men ka no na mba
Ha Che n'enwerozim mental
Ha Che n'amarozim ana
Okwa Onye puo oga chota akpa
Okwa Onye Luo onalutu aka
We si ka oga gote ana
Unu abia zolu fancha o
Anyi aga abia zi kwa abia
Anyi aga na zi kwa ana
Anyi aga ba zikwa mba
Anyi aga chazi kwa Anya oo
Anyi aga abia zi kwa abia
Anyi aga na zi kwa ana
Anyi aga ba zikwa mba
Anyi aga chazi kwa Anya oo
Since back in the days amaro my way
Na mu na my men ji kwa olu
We just stay dey pray say maga go pay
Ifu na my men chikwa oku
Since when we dey chase
Okwa so grace
Melu anyi e level'uo nu
Imakwa men bulu onu
Oluwa settl'uo nu
Ha Che n'enwerozim lamba
Ha Che n'enwerozi ife anyi ma
Ha Che n'enwerozim ganjah
Ha Che n'enwerozim lighter
Nwanne Oburo kwa counter
Mu na men ka no na mba
Ha Che n'enwerozim mental
Ha Che n'amarozim ana
Anyi aga abia zi kwa abia
Anyi aga na zi kwa ana
Anyi aga ba zikwa mba
Anyi aga chazi kwa Anya oo
Anyi aga abia zi kwa abia
Anyi aga na zi kwa ana
Anyi aga ba zikwa mba
Anyi aga chazi kwa Anya oo
Written by: Chibuikem ThankGod Nwuba
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...