album cover
Vibe
51,254
Afro-Beat
Vibe was released on September 4, 2019 by Penthauze as a part of the album Deal with It
album cover
Release DateSeptember 4, 2019
LabelPenthauze
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM186

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno
Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Phyno
Songwriter
Flavour
Flavour
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Sunday Ginikachukwu Nweke t/as Masterkraft
Sunday Ginikachukwu Nweke t/as Masterkraft
Producer

Lyrics

[Intro]
Ma-ma-masterkraft on the beat
Seku, seku, seku, seku, seku, seku
Ibe!
Ahn, ahn, ahn, ahn
A Flavour nwannne
A Flavour nwannne
Woah, woah, woah, ah (E nwebedịị ihe ị fụụ)
[PreChorus]
Everybody pụtanụ, na o setigo
Everybody pụtanụ, na o setigo
Agbọghọ mmadụ pụta, na egwu e-change-go
Iyowo mmadụ ajayee (Ọ ka ya egbu)
[Chorus]
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
[Verse 1]
Yeah, o jida mmadụ ụgwọ, ehn
Her shape bad, ị fụ ya, ọ dị ka a kpọlụ ụlọ, ha
The girls dey hide, maka ọ pụta, ọ na-eyi ha ụjọ, ha
Ị pụọ na street, boys dị ready ịbọ ya ụbọ
Solụ m ka m zi gị ụzọ, ị na-enye m amara ụbọ
Ị bụ my reserve, no, no, no
And because na ị sendịrọọ fa, a sị na my babe bụ okporo
Ị kwụ erect, ka ọkụ cigarette
Ị ma na evukwa mị ya, sọ isi Eliza n'ime my wallet
Only you dabulu egwu
Looking nyash, gbuwe ewu
M fụ her back, kpọwa Edu
M ru tonight, gwuwe egwu
Vicki bupụta your ngwa egwu
M banye bush, lịba enu
Say she come from Ọgbaenu
Mana e kee obodo, ọ nawa Enugu
Ị dị hot, ị chị more fire
Body bad, ị dị more badder
Wee gị half, welụ ọkala
I ji beans, yeba akala
You be killing them, fa na-agba ọbala
Nwata nwaanyị na-agba ọzala
Baby girl ji more wire
All the boys na-agba nzama
Hmmn, girl
[PreChorus]
Everybody pụtanụ, na o setigo
Everybody pụtanụ, na o setigo
Agbọghọ mmadụ pụta, na egwu e-change-go
Iyowo mmadụ ajayee (Ọ jayee)
[Chorus]
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
[Verse 2]
Woah, I gotta lot of, lot of girls
Ụmụ asa bụ sọ mma
Ụmụ nnwa na-atickle my fancy
Ị sị na ife anyị na-eme adịrọọ gị mma, bụlụ my guest
Nnwa pụta n'ọgbọ, all the girls anọlụ na bench
Ụmụ guys a na-eko, ife nnwa na-eme ukwu
Ọlụ nnwa dị ya n'ukwu
Ọ ma na ọ dị fresh, ya melụ boys ji enye ya ugwu
I pịakachaa, tikachaa, before ọ za gị, ị ga-ewepụtalụ ya money
O ji vibe, ọ dị bad, bad, dị ụtọ ka a kụlụ ya honey
Only you dabulu egwu
Looking nyash, gbuwe ewu
M fụ her back, kpọwa Edu
M ru tonight, gwuwe egwu
Vicki bupụta your ngwa egwu
M banye bush, lịba enu
Say she come from Ọgbaenu
Mana e kee obodo, ọ nawa Enugu
Ị dị hot, ị chị more fire
Body bad, ị dị more badder
Wee gị half, welụ ọkala
I ji beans, yeba akala
Easy killing them, fa na-agba ọbala
Nwata nwaanyị na-agba ọzala
Baby girl ji more wire
All the boys na-agba nzama
Hmmn, girl
[PreChorus]
Everybody pụtanụ, na o setigo
Everybody pụtanụ, na o setigo
Agbọghọ mmadụ pụta, na egwu e-change-go
Iyowo mmadụ ajayee (Ọ jayee)
[Chorus]
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
She dey give me vibe, oh
[Verse 3]
Go test her master, master, master, master
O gbuo m o
Ọ mee gịnị?
Nke a e gbuo m o
Ọ sị ngịnị?
O gbuo m o
Ọ zayeba!
Woah, woah, woah
Ya pụtawa egwu
Woah, Oh
Ọ banyeba
Nke a e gbuo m o
Ị shị na ashị ngịnị?
Oh, oh
Ọ sị ngịnị?
Nkena e gbuo m o
Seh, seh, seh, seh, seh, seh
[Outro]
Big Smosa
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno, Chinedu Okoli t/as Flavour
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...