album cover
Hustlers
4,871
Music
Hustlers was released on September 21, 2023 by Azuri as a part of the album Street Goes To Church - EP
album cover
Release DateSeptember 21, 2023
LabelAzuri
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM117

Credits

PERFORMING ARTISTS
Zyno
Zyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Zyno
Zyno
Composer
Henry Olisaemeka Urama
Henry Olisaemeka Urama
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Nameless is the one
Eeih
Otua otua
A na-akpọ m Zyno
Wooo
[Bridge]
A na-abalụ agụ mba?
Nwanne, onye nta ọ na-agba aka?
Ijilọ ego analụ aka
Ifụgo men buụ oti mbadamba (Ego ma ụzọ)
A na-analụ ewu aka
Ị na-achuụ mgbada ị na-alalụ ụla (Na ebe kwanụ)
Ijilọ ego analụ aka
Ifụgo men buụ oti mbadamba
[PreChorus]
Wooo
G-Wagon Lexus na AMG
Ego nwoke dịkwa very pretty
Ụmụ asa 4 nọgodu pending
After the raggae play the blues Manchi
My g guard sitting pretty (Pretty)
Ije nwọke abụlọ jide ke iji
Jee jụọ all my men na turkey
Ịfụ na ịtụ ọlụ adịlọgodị easy
[Chorus]
Eii, ndị ego (Hustlers)
Men na eme ife ego (Hustlers hustlers)
Okwu ego (Hustlers)
Men na-ekwu okwu ego (Hustlers hustlers)
Iji ego ? (Hustlers)
Isolụ men na-eme ife ego (Hustlers hustlers)
Ite ego (Hustlers)
Okeite men ji ebu ego (Hustlers hustlers
[Verse 1]
A na-akwata the money na Ghana must go (Ghana must go)
My neck ọkwa silver ma ọọ gold
A na-ekesa the money bundle ma ọ bụ roll
Billionaire onye ji cash tụọlụ ya vote
Adịkwa mụ mean for business (Only)
Nwanne, kenelụ m my men
All my guys wey dey do well
Sị niime Nkpọr, we out here
Akụ na-esi obi ike
Ndị mgbu ama mmenwu m ife
Maka na nwoke butelụ ike
Ndị ajọ mmụọ emenwulọ ife
Ịma mgbe m chọbalụ ife (Otego)
Mgbe ụmụ nwa na-etekwa m ule
Nwoke now na-agụzi na pounds
Ọ na-agụzi na dollars
Nwoke menwulu ife (Imakwa )
[PreChorus]
G-Wagon Lexus na AMG
Ego nwoke dịkwa very pretty
Ụmụ asa 4 nọgodu pending
After the raggae play the blues Manchi
My g guard sitting pretty (Pretty)
Ije nwọke abụlọ jide ke iji
Jee jụọ all my men na turkey
Ịfụ na ịtụ ọlụ adịlọgodị easy
[Chorus]
Eii, ndị ego (Hustlers)
Men na eme ife ego (Hustlers hustlers)
Okwu ego (Hustlers)
Men na-ekwu okwu ego (Hustlers hustlers)
Iji ego ? (Hustlers)
Isolụ men na-eme ife ego (Hustlers hustlers)
Ite ego (Hustlers)
Okeite men ji ebu ego (Hustlers hustlers
[Bridge]
A na-abalụ agụ mba?
Nwanne, onye nta ọ na-agba aka?
Ijilọ ego analụ aka
Ifụgo men buụ oti mbadamba
A na-analụ ewu aka
Ị na-achuụ mgbada ị na-alalụ ụla
Ijilọ ego analụ aka
Ifụgo men buụ oti mbadamba
[Outro]
Ego ma ụzọ, ibụ a hustler
Eeh, ibụ a hustler
Istanbul Money ibụ a hustler
Eeh, ibụ a hustler
Eeh, Dangote ndị Enugwu
Oye mala egwu ma ụzọ
Ego ma ụzọ, ego ma ụzọ
Ịmakwa
Written by: Henry Olisaemeka Urama, Zyno
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...