Credits
PERFORMING ARTISTS
Highstarlavista
Performer
Zoro Swagbag
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Highstarlavista
Composer
Nelson Chiedozie Omulu
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Grandmix
Producer
Lyrics
[Intro]
Ịma na asa dị nma, elie ya ugbolo naabụ
First round, second round elugo
Highstarlavista nwa
Buta
Zeebeibe, onye ọdị na ọnụ
OT tested
And nnụ tụlụ ya
[Chorus]
Ma anyị jebe jebe jebe
Ma anyị naba naba naba
Ma anyị bute okpogho lọta
Nwanne m aka ekpuchi ọnwa
Ma anyị jebe jebe jebe
Ma anyị buru ya naba naba
Ka anyị gba mbọ ka anyị nọlọ egwu
Nwanne m aka ekpuchi ọnwa
[Verse 1]
I don’t care if you’re not talking about the 100 milli
Alọọ m nlọ na ime abanị ebe a na-etu m "oke osisi"
Ọbụrọ money, biko akpọna m, just ignore me if you see me
All these bitches when they see money, them gon let you go lonely
[Bridge]
Hara ego or mami water
Ị ga-ebu uche wee kpụọ waka
[Verse 2]
Good bye from Enugu
Welcome to Istanbul
May you make it G
Well I only may by June
Ego mbute is a must
Ọnọdụ ugo is a must
Ọkwa iche na anya na-acha gị red?
Nke m, e mix m ya blue
My Lambo' no go be April fool
My Lambo' go steady dey my mercy
I don kolobi their silver spoon
I left them, onye obodo "Van Persie"
My last born ka na-agụ SS2
Mtụọ down, I go give am Birkin
I don overpay my dues
Street jizi m change
Better change your ways respect my name
[PreChorus]
Hara ego or mami water
Ị ga-ebu uche wee kpụọ waka
[Chorus]
Ma anyị jebe jebe jebe
Ma anyị naba naba naba
Ma anyị bute okpogho lọta
Nwanne m aka ekpuchi ọnwa
Ma anyị jebe jebe jebe
Ma anyị buru ya naba naba
Ka anyị gba mbọ ka anyị nọlọ egwu
Nwanne m aka ekpuchi ọnwa
Written by: Highstarlavista, Nelson Chiedozie Omulu