album cover
Ifeoma
5,107
Hip-Hop/Rap
Ifeoma was released on December 15, 2023 by Azuri as a part of the album Ifeoma - Single
album cover
Release DateDecember 15, 2023
LabelAzuri
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM70

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Nuno Zigi
Nuno Zigi
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Nuno Zigi
Nuno Zigi
Songwriter
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Composer

Lyrics

[Intro]
Kee ihe n'eme, kee ihe n'eme
Zigi, Zigi, raah
Ma Chukwu nye gị ndụ eee
[Chorus]
Ifeọma Chukwu n'emelụ gị
(Meelụ obodo gị oo)
Chukwu gọzie gị n'ego
(Lotekwa obodo gị oo)
Ọgbaalụ gị Christmas oo
(Gbaalụ obodo gị oo)
Chukwu gọzie gị n'ego
(Lotekwa obodo gị oo)
[Verse 1]
Welụ ya from me my guy, e no dey hard for Chukwu to bless person
Ọbụrọ inye gị bụ P, enye gị now ị ga-enye the next person
Person wey know person, wey help person na person wey love person
Dem no dey tell person
Wise person suppose learn lesson
[PreChorus]
Sir, no only gimme bar
Show me how I fit dey make the bar
Ifea ị ga-emelụ mụ
Meelụ m ya ka m sị gị thank you now
Ifea ị ga-emelụ m
Meelụ m ya ka m sị gị thank you now
[Chorus]
Ifeọma Chukwu n'emelụ gị
Meelụ obodo gị oo
Chukwu gọzie gị n'ego
Lọtekwa obodo gị oo
Ọgbaalụ gị Christmas oo
Gbaalụ obodo gị oo
Chukwu gọzie gị n'ego
Lọtekwa obodo gị oo
[Chorus]
Ifeọma Chukwu n'emelụ gị
Meelụ obodo gị oo
Chukwu gọzie gị n'ego
Lọtekwa obodo gị oo
Ọgbaalụ gị Christmas oo
Gbaalụ obodo gị oo
Chukwu gọzie gị n'ego
Lọtekwa obodo gị oo
[Verse 2]
Emeelụ gị, ịmelụ men (Men)
Agbịnyịlụ gị, ịgbịnyịlụ men (Free)
Osibeike, mkpọọ my guys
Right on time ka emee quantize
Kpọọ hexagon, tell am e don red
Ọ sị m, "Blood, e no fit red
Ka oo makeie contact
Sị m ka anyị catchia next flight
Carry me show him guy wey show me love
N'akpọ m bro, m na-akpọ ya boss
Ọgbaalụ m funds, ọdịị agụ ya loss
Boss gratitude is a must
Ịnalụ aka, ya sị na anyị akafelụ aka
Soon onye ọzọ analụkwa aka
Ọ dị gi n'aka, e bonena, nye onye ọzọ
Ọ na-ewetu mgbaji aka
My life dị full of ups and downs ka volume tv
Talk of the town ka gist PG
Now, I cruise in big SUV
My philosophy bụ ofu aka lụta mmanụ
Cartel eyibe mmanụ
Oil dey my head, eghaego m isi m
Nuno Zigi bụ nwa mmanụ
Raah, raah
[Chorus]
Ifeọma Chukwu n'emelụ gị
Meelụ obodo gị oo
Chukwu gọzie gị n'ego
Lọtekwa obodo gị oo
Ọgbaalụ gị Christmas oo
Gbaalụ obodo gị oo
Chukwu gọzie gị n'ego
Lọtekwa obodo gị oo
[Chorus]
Ifeọma Chukwu n'emelụ gị
Meelụ obodo gị oo
Chukwu gọzie gị n'ego
Lọtekwa obodo gị oo
Ọgbaalụ gị Christmas oo
Gbaalụ obodo gị oo
Chukwu gọzie gị n'ego
Lọtekwa obodo gị oo
[PreChorus]
Sir, no only gimme bar
Show me how I fit dey make the bar
Ifea ị ga-emelụ m
Meelụ m ya ka m sị gị thank you now
Ifea ị ga-emelụ m
Meelụ m ya ka m sị gị thank you now
[Outro]
Kee ihe n'eme, kee ihe n'eme
Zigi, raah
Otu, I dey rep nwanne keezi
Written by: Ayadinuno Okechukwu Obiora, Nuno Zigi
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...