album cover
Odia
7,037
Hip-Hop/Rap
Odia was released on July 29, 2022 by Azuri as a part of the album No Day Off
album cover
Release DateJuly 29, 2022
LabelAzuri
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM69

Credits

PERFORMING ARTISTS
Nuno Zigi
Nuno Zigi
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Songwriter

Lyrics

Zigi
Raa!
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Otu I dey rep, nwanne keezi?
Stryka
Ezigbo afam bụ Okey, mana a na-akpọ m Ọdịnaka (Onye ọ dị n’aka)
Ọ mụnwa ka ọ dịzi n’aka
Adịị amụ akaekpe na nka
A na-ekwu na rise m na-ashock men, anyị na-ebunye ha prepaid, nwanne
Ife ọzọ m ga-atụ ha bụ grenade na mụnwa adịgo mbada prepared nwanne (Nwanne)
Jee jụọ ese m n’enu Onitsha
117 Ezeolisa
Adị m abreast with doings hood m, ya ka m ji lịgolu jụ ọdịda
Ị ga-ajụzi ọgịga, jụ ọchịcha
Ụfọdụ okwu adịị enwe ọsịsa
Ịnọchie m ụzọ, m pịawaa gị azụ ka a na-awa ji n’ogbe ndịda
Work rate m equals to success m, laptop m, witness m
Chukwu ama nji maka weakness m, kwụsị ị-bless m, ọọ uniqueness m
Highness m, business m, nye m lighter m ka m burn-ụọ incense m
Living life on the fast lane, amụbeedị onye ga-erevoke license m
Arụ nnwa bụ i kilichaa, akwala ife ekenichaa
Mana ị kpa ya aka ọ chọba chaa, i jide ego, ọ bịa lichaa
And o lichaa gị, ọ bọchaa one time
Mana m bịa sị ya na ọ dị very pretty
M lụọ ya format celebrity
Chịghalia ya brain 360
O bie na Durex 250
Ọọ bed m ga-anụ ụda ya
Gallery phone m sọ nude ya
Heh! Light-ịa mood ya
Cater for tfare and food ya, over!
I do my thing on my terms, kama ya, anyị akwụọ ụgwọ damages
A bịa na rap, anyị na-edeliver ya in packages, maka na
Ife ọbụna Nuno mee, ọ dịa
Ife ọbụna Nuno mee, o so
M bagodu studio, kwaa ukwala, dropụọ ya kpọọ ya song, ọ dịa
M kponye late for show, ọ dịa
M jee mepee 2go, ọ dịa
Chameleon adịrọọ e-show color ya
Ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, o so
Living above the law, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa
Ị chọọkwanụ ị dị woke, ọ dịa
If you decide to broke, ọ dịa
Ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, o so
Shhh
Paa my ice, kwa ọ na-ajụ oyi?
Bịa my show ka i kwete na m na-ezu ori
If money dey talk, ị ga-eso ndị ogbi?
Fuck that intro, you should know me
Afụ m, e sube mkpọnana
Ndị ilo adụnye aka n'agba
Gbalụ ọtọ, manye aka n'akpa
M fụ onye a ji ife m ịba n’aza
M welụ ụla suwaa mmadụ agba
Alụ a rapụlụ ga-eje bụlụ omenala
Onye obi kawalụ, ọ zaba obi ada ada
Ike m butelụ, ụdị na-ebunye mmadụ agba
Ike e butekatalụ nata mmadụ aza
Gee ntị nụ what my crew said
Next show anyị ga-abụ crusade
Nwoke na-akụ ka ọ nọ brigade
Agbapugo m ka grenade
Oji m, oji m na njọ
Na-agbanite ọgwọ ka doctor
Kedu ife ọ ga-eli m ka m kwụọ
Nye m location ka m tụọ
M ga-enwe Bible nke m, maka na ogbe m believe-lụ in me
Jide the game on lock, unlockụọ new level, destiny m pịalụ m key
Ife dị ịbụa, ofu mebe
Gbanyelụ ya ka ọ nenebe
Kpọnyelụ ya ka ekelebe
I melie, fa ekwetebe
Jebenụ ije m welele
Makana
Ife ọbụna Nuno mee, ọ dịa
Ife ọbụna Nuno mee, o so
M bagodu studio, kwaa ukwala, dropụọ ya kpọọ ya song, ọ dịa
M kponye late for show, ọ dịa
M jee mepee 2go, ọ dịa
Chameleon adịrọọ e-show color ya
Ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, o so
Living above the law, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa
Ị chọọkwanụ ị dị woke, ọ dịa
If you decide to broke, ọ dịa
Ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, ọ dịa, o so
Extra ordinaire
Stryka
Written by: Ayadinuno Okechukwu Obiora
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...