album cover

Obago

3,110Music2025
album cover
Obago was released on June 26, 2025 by Odia Records Limited as a part of the album Obago - Single
ReleasedJune 26, 2025
LabelOdia Records Limited
BPM130
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

[Intro]
Ọdịa
Caux, Caux, Caux
Otiiii, ọyọọọ
Ịya ịyaaa, Wene Mighty
Kola
Ohh Kolaboy oh
Boy
Oh no no no no no no
[Verse 1]
Seh, I know the price
Nwanne m, I've paid the price
I get am that time, no be property
Ị makwa na ọ bago
Isi onye ọcha adago
I just dey ball now like Amọkachi
[Chorus]
Ahh ahhh ehhh
Onye a jụrụ ajụ n'egwu na-emezikwa n'okpogho
Ahh ahhh ehhh
Okwute a jụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa n'obodo
Ahh ahhh ehh
Onye a jụrụ ajụ n'egwu na-emezikwa n'okpogho
Ahh ahhh ehhh
Okwute a jụrụ ajụ na ụwa na-agbazikwa ya nkiri
[Verse 2]
Oh no no no no no no
Wene oh, oh, oh, oh, oh
Ụzọ maa mma, a gbaa ya ugboro abụọ
Ị ma na asa tọrọ ụtọ, e rie ya round two
Onye Chukwu mepere ụzọ ya, ọ bago
I mee elu, mee ala, nwanne m, ọ bago
Onye Chukwu tere sugar n'ọnụ (Ọ bago) ọ bago
I mee elu, mee ala, nwanne m, ọ bago
Baby you want suya? Ka anyị gaanụ Lesukaa
Wene Mighty, Kolaboy, egwu a bụ sugar oh
[Chorus]
Ahh ahhh ehhh
Onye a jụrụ ajụ n'egwu na-emezikwa n'okpogho
Ahh ahhh ehhh
Okwute a jụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa n'obodo
Ahh ahhh ehh
Onye a jụrụ ajụ n'egwu na-emezikwa n'okpogho
Ahh ahhh ehhh
Okwute a jụrụ ajụ na ụwa na-agbazikwa ya nkiri
[Verse 3]
Seh! I chetaa Pitakwa, hee?
Ụbịam tụfịakwa, heh
We been dey battle owuite then, oge ọbụna kpishiakwa
Mana now, ọ mụnwa bụ focus, focus
Akpa nwoke bogus, bogus
Afụlụ m owuite, ejizi m agụba, na-akpụ m ya low cut, low cut, low cut, seh
[Verse 4]
Kenee kenee ndị alọba m ahh (Men wey dey)
Kwa ha nyee m the throne oh? (Mee m eze)
Odowgu Lesukaa, daddy oh (Men wey dey)
I will never forget oh
[Chorus]
Ahh ahhh ehhh
Onye a jụrụ ajụ n'egwu na-emezikwa n'okpogho
Ahh ahhh ehhh
Okwute a jụrụ ajụ ka ụwa na-echezikwa n'obodo
Ahh ahhh ehh
Onye a jụrụ ajụ n'egwu na-emezikwa n'okpogho
Ahh ahhh ehhh
Okwute a jụrụ ajụ na ụwa na-agbazikwa ya nkiri
Written by: Nwodo Victor Chinonso, Okechukwu Duncan Wene Mighty

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...