album cover
Intro
album cover
Intro was released on July 11, 2025 by Azuri as a part of the album Forever Topping
July 11, 2025
LabelAzuri
BPM61
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

[Intro]
Otu a, otu a
Topboy n'ime ogbe
[Verse 1]
Way!
Ọ na-abụ m chete my past
Ọ na-abụ m chete my class
Ọ na-abụ m chete many things anya m fụụ before my first cashout
N'ime ogbe Nkpor ka m si abịa
Obodo a dịkwa good and bad
Uzoegwu Street, Olisa Attah
Agaa m ije till anya m abaa
[Chorus]
Abụ m the voice of all top boys
Abụ m the voice of all young boys
Abụ m the boy from St. Edmund
Ị fụ ife anya m fụụ n'ime Nkpor
[Verse 2]
Ị ma mgbe e fii C-Man n'ogbe m?
Mgbe e fii Chiboy n'ogbe m?
Ị ma mgbe ndị eke buu dis and dat, maka ọ bụ young boy na-achụ nke ya
Ị ma mgbe m jee holidays n'ime Cameroon, to find way to make it out
Story plenty, but we no fit count
Energy m full, battery no fit die
As nwa afọ a mụụ n'ime ogbe
As a big Topboy n'ime ogbe
Some people ji m wee melụ their hope, on God, on God, anyị ga-echi eze
Ị fụcha, ị ma nnwe ife ị kọlụ, guy
I jechaa, surely, you go come back
First tattoo logo Topboy in my hand
Thanks to the street, for idute m this far
No slacking, I'm still grinding
M na-ekene Chukwu maka ọ dịlọọ easy
M na-a-motivate men na my hood, ya melụ ogbe ji wee bu m n'isi
From Otu Nkwo bata 042, from 112 to 442
Recorded my first break out song
Olisa bi n'enuigwe gee m ntị
Very grateful to the team and co
Very grateful to Jeriq, Iyoo
Very grateful to my bro Nonso
Very grateful to Nameless and co
[Chorus]
Abụ m the voice of all top boys
Abụ m the voice of all young boys
Abụ m the boy from St. Edmund, ị fụ ife anya m fụụ n'ime Nkpor
Abụ m the voice of all work boys
Abụ m the voice of all and all
Abụ m the voice of 046
Abụ m the voice of 042, way
[Outro]
Nameless is the one
Written by: Henry Olisaemeka Urama

Loading...