album cover
Believe
15,024
Hip-Hop/Rap
Believe was released on July 11, 2025 by Azuri as a part of the album Forever Topping
album cover
Release DateJuly 11, 2025
LabelAzuri
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM70

Credits

PERFORMING ARTISTS
Zyno
Zyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Henry Olisaemeka Urama
Henry Olisaemeka Urama
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Holy Drill
Holy Drill
Producer

Lyrics

Anyi n'aja gi mma
N'ihi na I mara mma
N'ihunanya gi na obioma gi jurum anya
Inwegi ngbanwe odi onye di ka gi
Ibu alpha n omega (otua, otua)
Anyi nine n'aja gi mma (Top boy n'ime ogbe)
Ay
Writing with my pen
OYO - On My Head
Way, I am feeling blessed
Cus, chukwu a butter go my bread
Enwe ufodu enwelo nni
Back then, chukwuenye fa daily bread
N'ogbe ife imenwu can tell
Nwanne, do more and say less
Cus, enwe ndi ekwelo na chukwu
But, me I believe in God
Cus, anam aja gi mma
Na nke nna
Na nke nwa
Na afa nna
Na nke nwa
Na Ibu chukwu okike abiama
Way
Anam Aja gi mma n'ihi na imara mma
See, I believe is work
And, amakwa na odilo ibuo
Ka m maintainuo the steeze
Enwem ofu isi n'obulo abuo
Oh God, m delu gi list
Ife oma gi juru akpa n'abu
Thank God say, God no be man
And all these men aburo God
O k'am me threesome (threesome)
Ko k'am me foursome (foursome)
These one abulo my problem
Melum big funds (big funds)
Ko k'am nya G guard (G guard)
Ko k'am go Rolls Royce (Rolls Royce)
All these one bu ma plan
After m nwe hit song
And this song is a hit song
Anyi n'aja gi mma (che)
N'ihi na I mara mma (otua otua)
N'ihunanya gi na obioma gi jurum anya (n'ime ogbe)
Inwegi ngbanwe odi onye di ka gi (n'ime ogbe)
Ibu alpha n omega
Anyi nine n'aja gi mma
Way, see
Adim a gwo ogwu
O church bukwa my shrine
See, adim efe ogwu
O uzo enigwe bu my path
BTC sef na rise
Otua ka ego m ga esi a rise
I put my hope in you, oh lord
And, achodim e disguise
Ebe m si bia anyi enwelo nni
Ebe m si bia anyi enwelo oku
Ebe m si bia anyi enwelo ego
O by your name, k'anyi na achupado ya
Ebe m si bia, na o dikwa too rough
Ebe m si bia anyi egotewulo corn
Thank you, thank you my lord
For all these things n'imegolu the boy
Maka, enwe ndi ekwelo na chukwu
But, me I believe in God
Cus, anam aja gi mma
Na nke nna
Na nke nwa
Na afa nna
Na nke nwa
Na Ibu chukwu okike abiama
Way
Anam Aja gi mma n'ihi na imara mma
Maka, enwe ndi ekwelo na chukwu
But, me I believe in God
Cus, anam aja gi mma
Na nke nna
Na nke nwa
Na afa nna
Na nke nwa
Na Ibu chukwu okike abiama
Way
Nameless is the one
Written by: Henry Olisaemeka Urama
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...