album cover
Ego
4,487
Hip-Hop/Rap
Ego was released on August 29, 2025 by Alancha Inc as a part of the album Dreams from Trenches
album cover
Release DateAugust 29, 2025
LabelAlancha Inc
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM71

Credits

PERFORMING ARTISTS
Caften
Caften
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Nwankwo Onyebuchi Collins
Nwankwo Onyebuchi Collins
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Crazy Beatz
Crazy Beatz
Producer

Lyrics

Onwe Ife Agwagi
Juoessee!!
Alancha Nwanne
Poverty Nwe Taste Aki Ilu
Mana alart na atom ka Nwku Ocha
Nobody send you ma Inwero cha
So Osogi Imacha ka Agaracha
Mua afulo mmadu chachacha
As long as na Ibulo Isi Onyeocha
Amam na Chukwu ga agozi the boy cuz I played my game well ka okocha
Anom ayo Chukwu na Afa Nna
Achokwa mu Retain Afa nna m
Achom njebe meeting Umu nna
Ka mbulugodu obulugodu Highlander
Ije Awele na Isi All My Guys ka Ife Obuna anyi tinye aka na Aba Aba
Backthen alum bartender
Mana kita Anyi na Aku ka Capenter
Amam Na Mpa m Abulo Dangote
Nke Nnam Billlgate
Mana adim commited to the core Ichupu poverty in my lane
Egwu daharie I go Up my Game
Cuz If I no get money what’s the Gain ?
Shey na the hustle to save my surname
Ka Mji achu Mgbada Night and day
Landlord m na akpozim sir
Maka, Oji Ego Nwa Mba
Ijide Ego Ikarie Don’t be silly
Oji Ego Nwa Mba
Owu Anago Anyi na Chest Billing Now
Oji Ego Nwa Mba
Mpa Ojiego Nwa Mba kwuo Ya Ozo
Oji Ego Nwe Mba
Mgbe Onye Jili Nwe Ego
Osaba Afa Nna ya
Mgbe Onye Jili Nwe Ego
Osaba Afa Nna ya
Mgbe Onye Jili tete Ula Obulu Ututu ya
Umu Igbo Unu enwelu Ntido
Mgbe Onye Jili Nwe Ego
Osaba Afa Nna ya
Mgbe Onye Jili Nwe Ego
Osaba Afa Nna ya
Mgbe Onye Jili tete Ula Obulu Ututu ya
Umu Igbo Unu enwelu Nsido Mkpata Ego jii Olu
Oge onye tetelu bu Ututu ya
Isina asi jee juo Ogugua
Ife mna acho bu a million dollar
Godforbid na mnuwalu Ogu Puna
 Ndi Anya Ufu kana di Confuse
Maka ha dia afu ya from my point of view
Amam with you na everywhere stew
Chukwu show my face and shine my shoe
Mgbe Noo Nleka who Knows me
When I broke them been ghost me
Lot of them they been Jonze me
If I complain asim Goes me
Every morning mkpe Rosary
Ka Chukwu provide my Groceries
Anyi na use bu Public bathroom
Mana kita bu Jakuzi
Back then Ili Nli bu war
Oge Chukwu na e pick be call
Oge mna ayobu guys Sub
Mgbe mna jebu na Ebu Akpa na Golf
Now Okwa anyi na Eyizi Louis Vuitton
And account Nwoke Adigo Long
Mua na eyibu Aba before before
Now my shoe Buzi Dior Dior
Landlord m na akpozim sir
Maka, Oji Ego Nwa Mba
Ijide Ego Ikarie Don’t be silly
Oji Ego Nwa Mba
Owu Anago Anyi na Chest Billing Now
Oji Ego Nwa Mba
Mpa Ojiego Nwa Mba kwuo Ya Ozo
Oji Ego Nwe Mba
Mgbe Onye Jili Nwe Ego
Osaba Afa Nna ya
Mgbe Onye Jili Nwe Ego
Osaba Afa Nna ya
Mgbe Onye Jili tete Ula Obulu Ututu ya
Umu Igbo Unu enwelu Nsido Mkpata Ego jii Olu
Mgbe Onye Jili Nwe Ego
Osaba Afa Nna ya
Mgbe Onye Jili Nwe Ego
Osaba Afa Nna ya
Mgbe Onye Jili tete Ula Obulu Ututu ya
Umu Igbo Unu enwelu Nsido Mkpata Ego jii Olu
Written by: Nwankwo Onyebuchi Collins
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...