album cover
Obinwanne
album cover
Obinwanne was released on March 28, 2026 by Independent as a part of the album Obinwanne - Single
March 28, 2026
LabelIndependent
LanguageEnglish
BPM113
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Ife Nwanne meru Nwanne ya
Kwa ya meru Nwanne Ji fi nwanne ya
Okwu Nwanne gwaru nwanne ya
Unu afugo
Mmadu si zi ka ewepu nwanne ya
Oga
Ifie nwanne gi
Gwazienumu gi na Onye Ga Ebi nu
Cheta na Nwanne ka ibe ya na uwa nu
Ozu sibe isi achoba Nwanne na uwa nu
Ewere mu mma kam gbue Nwanne mu
Obi Nwanne na omere mu nu inugo
Mforozie Igwe mpiagbuo Nwanne mu
Nsi kam fo ya igwe
Obi Nwanne na omere mu nu
Mburu akaodo kam kuo nwanne mu
Nsi kam kuo ya ife
Mwe cheta na Obi nwanne na ona egbu mu egbu nu nu
Mkoro Akpa ogwu ngwogbue Nwanne mu
(Nsi kam fee ya aju)
Obi Nwanne na omere mu nu
Igbo bu Igbo Biko cheta zie nu nu
Igwe nile gaje na uzu na uwa nu
Cheta Ife ahu imere Onye Ozo nu
Omeghi na izu
Omee na Onwa
Iga anatariri ugwo ya
Ayee
Iwe Nwanne adighi eru na okpukpu nu
Ayee
Iwe Nwanne adighi eru na okpukpu nu
Nnewi first son bukwa Nwanne mu
AMB Onyedika chibueze okwuosa
Onye alaedo iga adi
Ukpaka gbagburu Enyi na alaedo mmanwu
Burger Burger Cheta Nwanne gi
Ije eluuwa choro obi nwanne
Oga police lekwa Nwanne gi
Ocha brigade ifugo Nwanne gi
Owo bu isi ije Nwamama
Owo Nwanne mu nu nu Owo
Owo na okija achala ogidi
Nwachukwu Christain okonkwo
Iwe Nwanne Adighi eru na okpukpu
Written by: Onyeka Onuigbo
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...