album cover
Joy is here
album cover
00:00
00:05
00:15
00:25
01:00
01:25
02:05
00:00
02:19
Past 7 Days
Joy is here was discovered most frequently at around 1 minutes into the song during the past week

Lyrics

They call me Arome baby
Udo gba shoe
To To To To
The reason why joy is here
Na hope wea come with my fate
Anyi na aga ni iru
Ana ga aga
Anyi na aga ni iru
Ana aga aga
The reason why joy is here na the hope wea come with my fate
Anyi na aga ni iru Ana aga aga
Anyi ga aga ni iru Ana aga aga
Ehn ehn
Okwa ndia kwuru ya ewku isi abokwu two by two okwa ndia kurum ya Aku ehn
Chukwu dalu na mmadu abruro chukwu ifeoma melu gi nekwa ndi iro na fancha na esuzi imi fancha na esuzi imi
I'm fortified by the grace of the Jah
Ogbaju Doro nwanne rapuru chukwu na ife ga adimma
Nwanne biko nwelu Ndidi na joy ga abia onye na azo ute ga azota Ani
Maka Ngala malu
Nwata akwo na azu asi oma na ije di ofu
Ekperem na ekpe bu ekpere ihem ga eri akonam
Nwanne biko nwelu Ndidi na joy ga abia
Onye na azo ute ga azota Ani
Maka Ngala malu
Nwata akwo na azu asi oma na ije di ofu
Ekperem na ekpe bu ekpere ihem ga eri akonam
The reason why joy is here
Na hope wea come with my fate
Anyi na aga ni iru
Ana ga aga
Anyi na aga ni iru
Ana aga aga
The reason why joy is here na the hope wea come with my fate
Anyi na aga ni iru Ana aga aga
Anyi ga aga ni iru Ana aga aga
Written by: Eze Kingsley
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...