album cover
Eriwa
2,527
Afro-Pop
Eriwa was released on May 2, 2026 by Independent as a part of the album Eriwa - Single
album cover
Most Popular
Past 7 Days
00:25 - 00:30
Eriwa was discovered most frequently at around 25 seconds into the song during the past week
00:00
00:25
00:35
02:35
00:00
02:50

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Benzy_wgt
Benzy_wgt
Performer
MRexks
MRexks
Performer
Makuochukwu Okafor, Paschal Akachukwu
Makuochukwu Okafor, Paschal Akachukwu
Lead Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Makuochukwu Okafor, Paschal Akachukwu
Makuochukwu Okafor, Paschal Akachukwu
Composer, Lyrics
PRODUCTION & ENGINEERING
Chukwuebuka Victor
Chukwuebuka Victor
Producer

Lyrics

Igaamazinaa
Uh ah ahh
Obu onye ga abunu nwannem?
Aahhh
Uh ah ah ahh
Ah ahh
Ije nwoke esika
And obodo adilo mma ma ndi no n'isi na eticha
I'm grinding everyday okwa ka akponum eriwa
Osebuluwa make me a winner
Am a winner
My hustle bu nke mjika
Ifulu echi di ime, echi di ime ga amunwu ejima
Ya melu mji ayonu Olisa ka o deliver ka dealer
Osebuluwa menum eriwa
Am a winner
Ma ogbajuolum o
Obu onye ga abunu nwannem?
Ma owu sabam o
Obu onye ga abunu nwannem?
Eke kpurum o
Obu onye ga abunu nwannem?
Ife kobam o
Obu onye ga abunu nwannem?
Ma ogbajuolum o
Obu onye ga abunu nwannem?
Ma owu sabam o
Obu onye ga abunu nwannem?
Eke kpurum o
Obu onye ga abunu nwannem?
Oko kobam o
Obu onye ga abunu nwannem?
Who will be my bro? (onye?)
A brother in need a brother in deed ogbajuo ibe my phone
I cannot forget my bro (at all)
No matter how it goes
I've seen a lot of betrayals from people I call my bros
But still I stand 10 toes
Obuna inolu in my position
Iga enyenwum information?
Obuna olu baa nkem abalo
Iga akponwum ga vacation?
All the night I'm weeping
Adirom used to billing
You know how we started na odim n'aka adim willing
Nwanne forget the pressure
Okwa ina agbakwa mbo?
Yoba olisa yoba olisa ka onye gi ife icho
I can't forget
The days we never slept
Just to get the bread
Right now we getting paid
Ije nwoke esika
And obodo adilo mma ma ndi no n'isi na eticha
I'm grinding everyday okwa ka akponum eriwa
Osebuluwa make me a winner
Am a winner
My hustle bu nke mjika
Ifulu echi di ime, echi di ime ga amunwu ejima
Ya melu mji ayonu Olisa ka o deliver ka dealer
Osebuluwa menum eriwa
Am a winner
Ma ogbajuolum o
Obu onye ga abunu nwannem?
Ma owu sabam o
Obu onye ga abunu nwannem?
Eke kpurum o
Obu onye ga abunu nwannem?
Ife kobam o
Obu onye ga abunu nwannem?
Written by: Makuochukwu Okafor, Paschal Akachukwu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...