album cover
MGBE OLE
17,591
Hip-Hop/Rap
MGBE OLE was released on May 14, 2026 by Hero Inc as a part of the album THE RETURN (Eze Onyịkọ)
album cover
Most Popular
Past 7 Days
01:00 - 01:05
MGBE OLE was discovered most frequently at around 1 minutes into the song during the past week
00:00
00:10
00:20
00:40
01:00
01:10
01:20
01:35
01:40
01:50
02:00
02:10
02:30
02:45
02:50
02:55
00:00
03:03

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chukwu Francis
Chukwu Francis
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Enaps
Enaps
Producer

Lyrics

[Intro]
Empire
Ọ mgbe ole?
Jah
Ọ mgbe ole?
[Verse 1]
9 out of 11
Enwem boys nọ at peace with their God still kana fight the devil
Asị m chukwu tịnyelụ m cana na menu ma ọchi preparụm table
Cos the wait got me unstable
Now ọdika ọdị easier thread igafe na needle, before men eruọ ana eze
Adị m ejịzị ịke a trust people cos amakwanụm ndi ana eze
My big dawg sim na na onye ọ fu na-ịru akwụkwọ just melụ ya akwukwo
Anọruọ dị 6 months na Cape Town duru men bia na ogbe a bia gba ya egbe
[PreChorus]
M sị ya "ọgịnị na na-ese?"
Okwa just maka ịje okpogho
Ka anti cult jị bata ime Okpoko
Ezigbo nsogbu dị na-ịme obodo
Anyi just packia na nke ogbodo
Ndi na-che dị their turn are loosing their mind
Still ha kwechịlị kwụlụ na-line
Ha ka nwe faith na hope their alive
Kee your way?
[Chorus]
Ịmana ụfọdu bachuru ugwu Hausa, ebe ha na-achụ gwagwalada ahhh
Imana ụfọdu dachalụ ma ada, ụfọdụ gbachalụ ma ala haa aah
Chukwu ọ mgbe ole? Ọ mgbe ole? Ọ mgbe ole?
When we go see this paper? Ọkụ na-adịzị over
O mgbe ole?
Chukwu ọ mgbe ole? Ọ mgbe ole? Ọ mgbe ole?
When we go see this paper? Ọkụ na-adịzị over (jah)
O mgbe ole?
[Verse 2]
Faith, evidence of things hoped for
Akpọ m alobam Llona ọ sị m "The Hero anyị nọ na-cold war"
Mụa etogo nnụwa, ịma ejị m ọkpa agbarị closed door
Men sị "na-ada efụ eze m" ị na-afụ eze m, mna eme advert close up?
Anyị nọ on tour with OD na real bad man
Mụa afụ na-all man na-fight their demons and I no suppose cast am but fuck that
Moses, kee mgbe anyị ga-eru promise land?
Cos I don cover distance
Ebum ịbu ka bus peace mass (bus peace mass)
[PreChorus]
M sị ya ọgịnị na na-ese
Okwa just maka ịje okpogho
Ka anti cult jị bata ime Okpoko
Ezigbo nsogbu dị na-ịme obodo
Anyị just packia na nke ogbodo
Na ndị che dị their turn are loosing their mind
Still ha kwechịlị kwụlụ na-line
Ha ka nwe faith na hope their alive
Kee your way?
[Chorus]
Ịmana ụfọdu bachuru ugwu Hausa, ebe ha na-achụ gwagwalada ahhh
Imana ụfọdu dachalụ ma ada, ụfọdụ gbachalụ ma ala haa aah
Chukwu ọ mgbe ole? Ọ mgbe ole? Ọ mgbe ole?
When we go see this paper? Ọkụ na-adịzị over
O mgbe ole?
Chukwu ọ mgbe ole? Ọ mgbe ole? Ọ mgbe ole?
When we go see this paper? Ọkụ na-adịzị over
O mgbe ole?
Written by: Chukwu Francis
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...