album cover
HERO
album cover
00:00
00:05
00:15
00:20
00:45
01:05
01:10
01:35
01:40
01:45
02:00
02:25
02:40
02:45
02:50
02:55
03:15
03:35
03:40
00:00
03:54
Past 7 Days
HERO was discovered most frequently at around 2 minutes and 25 seconds into the song during the past week

Music Video

Music Video

Lyrics

[Intro]
(J-J-Jayswag is the new problem)
[Verse 1]
Yeah
I represent the few of my **** who made it out
Abịa m tinye ya na rap, those things they couldn't say it out
Ụmụ ogbe m bee m na ntị, m meelụ ha anyhow na ọ dị allowed
Ha sị na m bụ special one ka Jose, adị m iche from crowd
Gosị ha DVD 3 loader, ike adịlọọ mụ m ji a-shout
My OG n'ogbe sị na m bụ first person nyelụ ya loud
Na ọ na-afụ ihe m na-eme na the industry, and ọ dị proud
God put me on, cos I came in unannounced
But respect to Pac-man, he gave the boy some pounds
[Chorus]
I'm the hero, etinyee m alụ n'ilu ọgụ kpaa
And ewepụụ m alụ even before ọlụ m akaa
Jụọ ese, esolọ m na ndị a tụlụ aka
Adị m straight to the bones, m ga-efonwu ntutu taa
[Chorus]
I'm the hero, I did it till agụlụ anaa
Even before the rap, ụmụ ogbe ma mụ ama
Ị tụọ ya na anị, ị ga-afụ na ama m agba
And I bought a new German and ọ na-agba na kolota
[Chorus]
I'm the hero, Onitsha to Awada, they know my name
Obiagụ na Charly House kwụ m n'azụ before the fame
Etinyee m alụ pịkọọ the game
And ever since it has never been the same
[Chorus]
I'm the hero, my bro says I motivate them
Keep your distance, cos ị malọọ ka anyị si bili
Ndị mgbu tinye alụ I violate them, cos ị machachaa, anyị ka ma ka anyị si wee bili
[Chorus]
I'm the hero, etinyee m alụ n'ilu ọgụ kpaa
And ewepụụ m alụ even before ọlụ m akaa
Jụọ ese, esolọ m na ndị a tụlụ aka
Adị m straight to the bones, m ga-efonwu ntutu taa
[Chorus]
I'm the hero, I did it till agụlụ anaa
Even before the rap, ụmụ ogbe ma mụ ama
Ị tụọ ya na anị, ị ga-afụ na ama m agba
And I bought a new German and ọ na-agba na kolota
[Verse 2]
Abụ m Osadabe, abụ m Morocco Mmadụka
Oliver De Coque, egwu m ga-anọ ma nwoke naa
Abịa m ka Derico, tichaa the game ka o ji m ụgwọ
Abụ m Ọganigwe, nwoke na-egbu fa ka ogbunigwe
Abụ m Ọdịmegwu, I know my people amaa nchefu
Rest in peace Onyeka, I'll make sure na afa gi ga na-ewu
Abụ m Kanu Nwankwọ na Okocha ma a bịa n'egwuluegwu
And abụ m Ezeego, pụọ iru ogu bute ike e ji esi nkụ
Neenụ Ijele, onyeisioche ka Ọgadagidi
And I love my city, nwụọrụ fa ka Sam Okwaraji
M ga-azọ my people, save-uo fa ka Dora Akụnyịlị
Chụpụ ogbu n'abanị, jọlịba, no more akwa alịlị
Abụ m Okechukwu ka Slowdiggy na **** Raw
Ụmụ akọrọọ anyị na nkwoo, mgbe ekelụ ọmụ na Mkpọọ
Abụ m Tobechukwu, Oga boss ka nọkwa in form
Kenee Mother Theresa, ị gụkalịị Celine Dion
Voice ndị Adoration, buo amụma ka m bụ Father Mbaka
Sị fa no more mgbada, maka ije ụwa sị n'akalaka
Onye mpịawa azụ, ụkwa achị n'aka ka m bụ Ọsụọfia
Ball like Arthur Nwamkpa, etinyee m arụ n'iru ọgụ kpaa
Abụ m Dede One Day, I say wetin they can't say
Mike ori ihe dị mma, Ụwa adaa ezu oke
On the run ka Chiọma Ajụnwa, ụnụ egbuo m oge
Miss my **** Cool Iyke, boy nwelụ ezigbo obi
Abụ m Tony One Week, ebu m the game, I no weak
For 10 years I no miss, fa nwaa but them no reach
Ụzọ gbagọlụ agbagọ
Fighter ka Sir Warrior
Na-eme ka ọọ na ị marọọ
Ọọ na ị gbalụ, ọ barọọ
Abụ m Ọhamadike, fa sị na anyị na-ewe iwe
How long ka anyị ga-egbe igbe?
Anyị na-acho alaeze eluigwe
I dey for Abakpa Nike
Mgbe Bọmbọ na-akpa ike
Oge a ka na-eri ego ise
The dream ka m bụlụ ide
Abụ m nnekwu mmọnwụ
Dị arụ ka Pericome
Esi be gị eje be onye?
Akụkọ Mike Ejeagha
Ị nwaa nwoke, ị fụ n'anya
Ọgbaete, ka ọ galụ afịa
Phyno, nwa Chi na-emelụ
Wepụ m alụ ga-emenụ
[Chorus]
I'm the hero, etinyee m alụ n'ilu ọgụ kpaa
And ewepụụ m alụ even before ọlụ m akaa
Jụọ ese, esolọ m na ndị a tụlụ aka
Adị m straight to the bones, m ga-efonwu ntutu taa
[Chorus]
I'm the hero, I did it till agụlụ anaa
Even before the rap, ụmụ ogbe ma mụ ama
Ị tụọ ya na anị, ị ga-afụ na ama m agba
And I bought a new German and ọ na-agba na kolota
[Outro]
It's Beat Producer of all nations
Extraordinaire
Written by: Azubuike Nelson, Chukwu Francis

Loading...