album cover

B Division

Hip-Hop/Rap2026
album cover
B Division was released on January 30, 2026 by Nuno Zigi as a part of the album Total Dominance
ReleasedJanuary 30, 2026
LabelNuno Zigi
LanguageEnglish
BPM88
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

[Intro]
Protect her privacy
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Yeah!
[Verse 1]
Welcome to Yahoo, 2020 edition
Ibu dread bụ taboo, ọọ kwa head on collision
With the law, a burst-ụụ ha ka ha na-a-bomb POF
Ọ sịlị anyị na ọọ SIB, anyị ma na ọọ B Division
Adị m talented, ha chee na ọọ igbo na-enye m inspiration
Married to the game, e birọọ, e kerọọ any invitation
Nalụ patent, 'cause zero caution bụ an innovation
Yite chaplet, kpee one decade, kpọnye adoration
M fụnaara her call, m maa na ọ bago ovulation
Ọ sị m, "Zigi, ị chọọ ịnụ that bedroom intonation?"
At the end of every trip, ọ na-enye m adulation
'Cause ebe m na-akpọga ya, sọ mụnwa ma the exact location
Nwanne, bars Nuno Zigi awọlụgo institution
Very soon Federal Government ka ga-enye m allocation, chai
So egwu mechaa bụlụ a sane occupation?
Ala agbago ndị ala, no rehabilitation, yeah
[Chorus]
Ha fụ m, ha je kọọ
Jide anya ndị ilo gbakpọọ
Adị m very active n'inwete ego dị passive
And akwụnyego m massive n'ọkụ, n'ọkụ
Me ever giving up bụ agbabuu n'ọnwụ
[Verse 2]
Ha chọọ ilu my level, ha ga-a-hire ladder
And they know it to be facts, ọ daa adaba adaba
Ihe m na-achọ now bụ otu m ga-ewu wee daba
Ebe Bill Gates na Elon Musk na Dangote na-eje agwọ ọgwụ rabba
**** of the people, ọọ religion
Ife ahụ kwesịị ịzọ anyị azọ, don dey cause division
Insecurity, Soludo ọ ga-enyenwu anyị solution?
Ingenuity bụ isi n'oge chọba solution
Business is metro, business is booming
Next stop m Heathrow, London is looming
Mode m nọ na ya, sicko
Custom made, Inde Dikko
And I'm going worldwide like melody Despacito
You'll get over your ex, when I get under your skirt
Ego nwoke gwụ, nwoke e-lose-be respect
Kuɗi yazo mata yazo
Kuɗi yaƙari mata ya gudu
[Chorus]
Ha fụ m, ha je kọọ
Jide anya ndị ilo gbakpọọ
Adị m very active n'inwete ego dị passive
And akwụnyego m massive n'ọkụ, n'ọkụ
Me ever giving up bụ agbabuu n'ọnwụ
Written by: Ayadinuno Okechukwu

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...