Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Oriental Brothers International Band
Oriental Brothers International Band
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Oriental Brothers International Band
Oriental Brothers International Band
Songwriter

Lyrics

Nwa ada rị mma
Nwa nwaanyị ọma nta
Onye mụrụ nwa, lee?
Onye mụrụ nwa, ee?
Mama mụ'a nwaanyị rị mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụma nna, ee
Papa mụọ nwaanyị rị mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụma oo
Ọ wụ maka nịnị n'elu ụwa?
Ah, eh
Ọ wụ maka nịnị, ee?
Nna Ọlụ, ee
Ọ dahụ maka nna alụ, lee
Nne ji ha, ha alụ
Ma nna ụmụ alụ, lee, kpịị ma alụma, oo
Ụmụnna alụ, leeyi o, kpịịga m ma alụma, oo
Brother lee, lee
Onye ụlọ alụ, ee, oo
Anyị eji alụ, eweyi o, kpịịga m ma alụma
Mama na mụ'a nwaanyị mara mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụziere anyị
Elo
Ụwa nke a sef
Ọchị awụ n'ọnụ
Agamevu arịkwaa mma n'ajụ
Onye nụrụ, onye nụrụ
Onye sị ibe ya anụna, nku kwakwaa ya n'elu ụwa
Owere nụ ụzọ ije
Owere nụ ụzọ ije, lee, oo
Ee, efuola mụ o
Ebeele m akwa ụwa, begara ya Chi m n'elu ụwa
Ya duma anyị o
Oo, oo
Bịanụ o
Ụmụ Owere lee, oo
Bịa mụ elemanụ, oo
Owere nụ ụzọ ije
Owere nọ mba ndị ọzọ, lee, oo
Ya bịanụ mụ elema, nde m kworo biri abịarala o
Bịanụ mụ elema, nde m kworo biri abịanna nụ o
Nwa ada rị mma
Nwa ada rị mma
Mama mụrụ ya
Papa mụrụ ya
Ị mụ'a nnwa nwaanyị rị mma, na kpịịga onye ọzọ ọ lụmanna ya o
Mama mụọ nwaanyị rị mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụma, oo
Papa mụọ nwaanyị rị mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụmara anyị
Owere nọ ụzọ ije
Nde Owere nọ mba ndị ọzọ, lee, oo
Nde m kworo biri abịala o
Nde m ji eme ọnụ abịalanụ oo
Ụwa, ewe oo
Nde m ji eme ọnụ abịannanụ oo
Iyi Ogwugwu, nde mụrụ nnaa, lee
Nze nwa Ogunna lee, oo
Mama mụ'a nwaanyị rị mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụma, oo
Ya mụọ nwaanyị rị mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụmanna, ee
Mama mụọ nwaanyị rị mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụmanụ
Papa mụ'a nwaanyị mara mma, kpịịga onye ọzọ ọ lụmara anyị
Written by: Oriental Brothers International Band
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...