Credits

PERFORMING ARTISTS
Oriental Brothers International Band
Oriental Brothers International Band
Lead Vocals

Lyrics

Orientials, kwenụ, kwenụ
Kwenụ, kwezuonụ
Ọ wụ onye?
Ọ wụ ụmụ Oriental
Orientals, i mere olee?
Ụmụ Oriential, anyị mere olee?
Anyị mere olee?
O nweghị ajọ ihe m mere ya, oo
O nweghị ajọ ihe m mere ya n'ụwa
Ihe na ihe o metara, onye ahụ, aka ga-akịị ya ogwu
Ọ wụ nwaanyị maka di ya n'ụzọ, nne m
Ebelebe egbuola n'ụzọ, ihe chee di ya were ya n'ama
Agamevu adị mma n'ajụ
Maazị James Azụwụike
Onye ọ ga-adịrị mma
Onye ga-ebi ndụ ogologo
Ma anyị ayọọ Olisa, Onyenweanyị
Ya duma gị oo
Ọnwụ gburu Nathaniel Ejiogu
Owere ebela akwa, anyị efuola
Ọ bịara ụwa bịa ile anya anya?
Onye bịara n'ụwa, ọ bịara ile anya anya?
Ọ wụ ihe onye mere n'ụwa ka o ji ala mmụọ
Ihe onye rụtara n'ụwa, ka Chi ji akwụ ya ụgwọ ya oo
Onye mee mma n'ụwa, ka ọ dịlị o
Onye mee njọ n'ụwa, ka ọ dịlị o
Ome mma n'ụwa eeyi ee
Ome njọ n'ụwa oyee
Ụmụ ibe, m mere olee, aa?
M mere ole?
Anyị mere olee? Anyị mere olee?
Ọnwụ gburu Nathaniel Elejiogu, ee
Nath nne m, Nathaniel Ejiogu nne m
Owere ebeela, ụmụ Owere etielanụ oo
Sarg ebeelanụ o, Aquila ebeela
Managing Director, Mr. James Azụwụike
Onye ọ ga-adịrị mma, anyị sị Chi zọma gị o
Ma Ya zọma kwanụ anyị, anyị nde nọ n'ụwa anọ
Onye na-eche ibe o, onye sị ibe ya dịkwanụ
Ma Chukwu zọma ya nị, i mere olee ewei?
I mere olee? Ụmụibe, anyị emere olee?
Anyị mere olee?
Nwaanyị maka di ya n'ụzọ
Ebelebe egbuola n'ụzọ, ihe chee di ya were ya n'ama
Egwu adịịnụ ya
Ori mgbe Chi nyelụ ya ka mma n'ụwa o
O nweghị ihe m mere ha oo
M mere olee?
M mere olee, iyo? M mere olee, iyo?
Onye ibe, i mere olee?
M mere olee, iyo?
Ndị ibe, m mere oleenụ ee?
Unu mere olee, iyo?
O nwee ihe m mere, lee nụ ee
I mere olee, iyo?
Managing Director
Dansach nwanne m, Chi zọma anyị na'enu ụwa
O nweghị ihe anyị mere, lee
Anyị lọrọ ụwa n'ihu na isi
Ihe ahụ ma nga ala nọrọ rụọ
Ihe mbụ anyị nụrụ wụkwa
Sị nne m gbalaga n'ụwa, a nna m abịamanna nụ o
O nweghị mkpa m nụrụ o
Sị nna gbalaganụ o, a nne m abịamna
Ala nga nwaanyị nwe ọnụ di ya, ala nke ahụ a efuola, oo
O nwee ihe anyị mere, oo
Anyị mere olee?
Ụmụibe, anyị mere olee?
Anyị mere olee?
Sarg, m mere olee, ee?
M mere olee, o? Aquila, i mere ole, aa?
I mere olee, o?
Kabaka, i mere olee n'ụwa o?
Anyị mere olee?
Sị ya mere olee, ee?
I mere olee?
Owere, m mere olee?
Ụmụibe, anyị mere olee?
Anyị mere olee?
Ụmụibe, anyị mere oleenụ, ee?
Anyị mere olee?
Ụmụibe, o nweghị ajo ihe m mere ya
Ihe na ihe o metara n'ụwa, aka ga-akịị ya ogwu
Nwaanyị maka di ya n'ụzọ nị ee
Ebelebe egbuola n'ụzọ, ihe chee di ya were ya n'ama
I mere olee?
I mere olee, iyo?
I mere olee, iyo?
Written by: Copyright Control
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...