album cover

Nwoke (feat. Somtopapi)

291Afro-Pop2026
album cover
Nwoke (feat. Somtopapi) was released on April 27, 2026 by RADARMusic / PHD Services as a part of the album Nwoke (feat. Somtopapi) - Single
ReleasedApril 27, 2026
LabelRADARMusic / PHD Services
LanguageEnglish
BPM95
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Nwoke bu so mmimi
Nwoke bu Ifenkili
Nwoke bu da chi
Nenu Nwoke
Nenu Nwoke
Nwa amulu n'uju
Nwoke dinu wu
Odinu ka Nwoke si adi
Looking good
nenu Nwoke
I was down in trench
Iyekwanum onu
Now I'm up in the sky
Inefelu m aka
Onu kwulu njo y'ekwu mma
Imakwa
Aka chilu Waka
G'aku aka
Ndi gbalum boot
Ekwetego
Makana ekwe kwe g'ekwe
N'ute ekwele
Ndi nwa n'akwu n'uzo awada
Umu nwa n'akwu n'uzo enugu
Btc ego ikuku
Obalatule nwa mmiri
Agali nambo nya bu ikenga
Ijite ora nya wu chi gi
Nwoke bu so mmimi
Nwoke bu Ifenkili
Nwoke bu da chi
Nenu Nwoke
Nenu Nwoke
Nwa amulu n'uju
Nwoke dinu wu
Odinu ka Nwoke si adi
Looking good
nenu Nwoke
Nwanyo nwanyo
Ije nwoke
No be joking
No be playing
Jukwese
Written by: Obumneme Anyafulugo Osuchukwu, Somtochukwu Oyabalum udogu

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...