album cover
Chinyere
album cover
00:00
01:15
01:25
01:55
02:20
02:25
02:30
02:50
02:55
03:20
00:00
03:40
Past 7 Days
Chinyere was discovered most frequently at around 1 minutes and 25 seconds into the song during the past week

Lyrics

Ha ga eku na Onu
Nke ha choro maka mu
Ha ga eku na Onu
Nke ha choro maka mu
Munwa choro
Nke chi nyere mu
Munwa choro
Nke chi nyere mu
Yeah..
Ye yo ye le ye yo
Uh le lo le lu
Uh uh uh uh uh uh eh
Olisa telu mu mmanu
We si mu gu ba lu ya egwu
Agamabu Ihe Chukwu kelu mu si na mu ga bu eh eh
Ma obu mmuo Ma obu na mmadu
Ma obu na nlo Mana Ife
Onu Onu ojo mmadu apughi igbochi ya
Don’t let them confuse you
You are you
See they will try to define you o
Oh it’s true..
Go for it go baby go..
You are king, baby go
Cavy go..
Olu olu aka mmadu apughi igbochi ya eh eh eh eh
Olu aka mmadu apughi igbochi ya…
Uh le uh le le le oh
Eh e e e… uh……
Ha ga eku na onu yeah
Nke ha choro maka mu
Ha ga eku na onu
Nke ha choro maka mu
Munwa choro yeah yeah yeah..
Le le…Le le le le
Nke chi nyere mu
 Nke chi nyere mu
Uh le lo le lu
Uh uh uh uh uh uh eh
Uh le lo le lu
Uh uh uh uh uh uh eh
Ha ga eku na Onu
Nke ha choro maka mu
Ha ge
Munwa choro
Nke chi nyere mu
Munwa choro
Mmmmm
Written by: Benjamin Chukwudi James, Joy Chioma Obilo, Kingsley Chukwudi Okorei
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...