album cover
Chidinma
album cover
Chidinma was released on October 16, 2026 by M. A. Records as a part of the album The Bishop (Side A)
October 16, 2026
LabelM. A. Records
LanguageEnglish
BPM72
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

M.A Records
Way (onye obi oma)
Hynezz
Otu a, otu a
Take it easy
It is well with my body and my soul
Ayiyo, mụ na ụmụ ogbe na-ayọ Chukwu
Na ọlụ aka anyị ya na ife anyị na-eme
Afịa anyị na-ele, ude anyị ga na-ede
Don't tell me no, na there I want to go
Where my blessings dey, I want to know
Olisa tinye aka gị na ife anyị na-eme
Afịa anyị na-ele, ka ọ na-ewe ndị ọ na-ewe
Chim, Onye obiọma
Onye obiọma oh, Chukwu obiọma
Chidimma, ọfọ anyị na-agọ bụ Chidimma (onye obiọma)
Ya na awele, ka ọfọ solụ ibe ya we lee (chukwu obiọma)
Chidimma, ọfọ anyị na-agọ bụ Chidimma (onye obiọma)
Ya na awele, ka ọfọ solụ ibe ya we lee (chukwu obiọma)
Way, anyị na-agọ ọfọ but I'm still a Roman Catholic
Ọ ụzọ esi achụ ego ka m na-achọ melụ m ji turn o ex-convict
Always awake n'ime abalị, na-atụ bombing ka m bụ bandit
Olisa emekalụ m, Chidimma na ife m na-eme, shower me blessings
Anyị gọcha ọfọ ajọ mmadụ anaa, ọkụkọ nyụọ ahụ anị a na-achụ ya
Onye alụlụ ọlụ ya ga-akwụ ụgwọ ya
And ụka akpalụ akpa anyị ga-afụ isi ya
Anụ gbacha ị ma na echi bụ nta, ọ ga-adalụ awọ ma akụ fecha
Ife bụ nke m ga-elụ m aka, 'cos who dwell in God bụ adada
Oteego na 1917, na nke John 3:16 (onye obi oma)
For God so loved the world na O nyelụ fa mụ na Hynezz to preach
Mepelụ fa ọnụ ụzọ enigwe, gbahalụ men bụlụ oke-ite
God forbid na a gbachalụ m mbọ na enụwa gbalụ aka na n'ighi
Ke ihe na-eme, Way
Chim, Onye obiọma
Onye obiọma oh, Chukwu obiọma
Chidimma, ọfọ anyị na-agọ bụ Chidimma (onye obiọma)
Ya na awele, ka ọfọ solụ ibe ya we lee (chukwu obiọma)
Chidimma, ọfọ anyị na-agọ bụ Chidimma (onye obiọma)
Ya na awele, ka ọfọ solụ ibe ya we lee (chukwu obiọma)
Chim, mepere anyị ụzọ, Nna mepere anyị ụzọ
Eh, mepere anyị ụzọ, Father mepere anyị ụzọ
Onye obiọma oh (purcell played that)
Obiọma oh, onye obi o, nye, onye obiọma oh
Don't tell me no, na there I want to go
Where my blessings dey I want to know
Olisa tinye aka gị na ife anyị na-eme
Afịa anyị na-ele, ka ọ na-ewe ndị ọ na-ewe
Chim, Onye obiọma
Onye obiọma oh, Chukwu obiọma
Chidimma, ọfọ anyị na-agọ bụ Chidimma (onye obiọma)
Ya na awele, ka ọfọ solụ ibe ya we lee (chukwu obiọma)
Chidimma, ọfọ anyị na-agọ bụ Chidimma (onye obiọma)
Ya na awele, ka ọfọ solụ ibe ya we lee (chukwu obiọma)
Chidimma, ọfọ anyị na-agọ bụ Chidimma (onye obiọma)
Ya na awele, ka ọfọ solụ ibe ya we lee (chukwu obiọma)
Chim, mepere anyị ụzọ, Nna mepere anyị ụzọ
Eh, mepere anyị ụzọ, Father mepere anyị ụzọ
Mmm oh, where my blessings dey I want to dey oh
Na where my favour dey I want to dey, mmm
Chidimma, ọfọ anyị na-agọ bụ Chidimma, Onye obiọma oh
Ya na awele, Onye obiọma oh
Ayiyo mụ na ụmụ alọba m yọrọ gị biko zanụ anyị
Written by: Emmanuel Miracle Chichebem, Urama Henry Olisaemeka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...