album cover

Daalu

2,706Hip-Hop/Rap2026
album cover
00:00
00:05
00:15
00:25
00:35
01:00
01:05
01:20
01:25
01:40
01:45
02:00
02:05
02:30
02:50
00:00
03:05
Past 7 Days
Daalu was discovered most frequently at around 15 seconds into the song during the past week

Music Video

Music Video

Lyrics

[Intro]
Hynezz
Ọdịa
[Verse 1]
Olisa doo, amara Chukwu make e follow me
Back to sender, okwu ọjọọ fa na-ekwu n'isi m
Chukwu so anyị aga, we are not scared of their fallacy
I know he has a plan, our God is not a man
That's why
[Chorus]
Anyị na-asị Gị daalụ
Anyị na-asị Gị daalụ
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Chukwu
Anyị na-asị Gị daalụ
Chukwu oh, Chukwu
Anyị na-asị Gị daalụ
Chukwu oh, Chukwu
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
[Verse 2]
Chukwu Okike, daalụ
O nwebuu mgbe ọ kọọ n'arụ
Oge nri ụtụtụ adịrọọ n'ime ogbe, ụbọchị ụka ayọọ m anụ
Ụfọdụ ndị mabu mụ mụụ m amụ
Makana owuịte sụụ m akwụ
Agbaa m ọsọ afịa n'ihu Okpoko junction, jụkwaa ese, agwọọ m ajụ
O nwebuu onye ma na m ga-akwụnwu ọtọ?
Ego adịrọọ, m na-atụbu ụjọ
Now akpọwa ndị nwee ife e menwuu n'ime ogbe, afa m a ga-akwụnwu ọtọ
My mumsy sị na ọ dị proud of me
Now the family calls on me
And ọ gbajuo dọrọ now, egwu adịrọọzii, put all the cross on me
Akaa m ịkwụsị because of fear
Couldn't measure up to my peers
I can't forget, ebee m akwa na back stage, ha sị m, "Waaa from here"
What a journey? But I got here
I'm not leaving, ebu m my chair
And asị m ụwa brace yourselves, It's long ride and I'm the pilot here, seh
[Chorus]
Anyị na-asị Gị daalụ
Anyị na-asị Gị daalụ
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Chukwu
Anyị na-asị Gị daalụ
Anyị na-asị Gị daalụ
Chukwu Olisa nụrụ olu m
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
[Verse 3]
Soro m tobe Chukwu, maka Jesus bụ onye ndu
Ọ kwa obi kaa gị aka? Maka the hustle kpọọ ka ntu
Were okwukwe yọba amara, jide ya mebe ife ị na-eme
When God is for us, nobody can be against us
Boys a ga-agbakata mbọ, gbakata mbọ, gbara aka wee laa?
Mmadụ a ga-achụkata akụ, chụkata akụ, ọkpa anaa ka afịa?
Na why everyday Chi m na-alụ ọlụ abịama
He is capable to do what no man has done
[Chorus]
Anyị na-asị Gị daalụ
Anyị na-asị Gị daalụ
Chukwu Olisa daalụ ohh
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Chukwu Olisa daalụ oh oh oh
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Chukwu
Anyị na-asị Gị daalụ
Hynezz na-agụ egwu ohhh
Anyị na-asị Gị daalụ
Chukwu Olisa nụrụ olu m
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Anyị na-asị Gị daalụ ọlụ
Written by: Emmanuel Miracle Chichebem, Nwodo Victor Chinonso

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...