album cover
Onwunwa
album cover
00:00
00:05
00:15
00:25
00:30
00:35
00:40
00:55
01:10
01:20
01:30
01:40
01:45
01:55
02:05
02:45
00:00
02:51
Past 7 Days
Onwunwa was discovered most frequently in the first few seconds of the song during the past week

Lyrics

Ọnwunwa bia
Ọ dika uwa agasia
Ọnwunwa bia
Ọ dika uwa ejedebe
Ọnwunwa bia
Ọ dika uwa erika
Ọnye nwelu ndidi
Emesia ọ ga adi mma
Ọnwunwa bia
Ọ dika uwa agasia
Ọnwunwa bia
Ọ bulu olu ekwensu
Ọnwunwa bia
Ọ dika uwa agasia
Ọnye chekwube Olisa
Emesia o ga adi mma
Chekwube Chukwu Nna oh
Chekwube Olisa eh
Mmmh
Chekwube Chukwu Nna oh
Chekwube eh Olisa eh
Olile anya mu na Chukwu ka iye eeeh
Ngozi si na Chukwu abia
Ngozi mu eeh
Nnalu Chukwu abia ama
Ifeoma mu eeh
Iyee iyee ah ah ah ah
Agha na nti asiri umu enu
A gha na nti okwu umu uwa oh
A gha na nti asiri umu enu
Ive imena umu uwa ga asilili
A gha na nti chọ chọ chọ
A gha na nti si si si
Aghana nti chọ chọ chọ
Ive imena umu uwa ga asilili
Ooohh oohh oooh
Oooh oooh oooh
Ooohh ooh oooh
Ive imena umu uwa ga asilili
Aga mu agbakwuru Olisa Bi n’ igwe
Ewooo Bia gbatara mu oso enyemaka
Umu uwa akpuọ mu isi oh
Written by: Celestine Ukwu, Chike Nnamdi Onyekwena, Emmanuel Kelechi Ikechukwu, Helen Baruch, Ifechukwu Mercy Michael, Udoka Moses Augustus, Wole Ojo
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...