album cover
Onyedinma
album cover
00:00
00:05
00:10
00:20
03:00
00:00
03:21
Past 7 Days
Onyedinma was discovered most frequently in the first few seconds of the song during the past week

Lyrics

Ọ mụ kwuo ya (ah ah) Odia
Sho mụ gba nkiti (ah ah)
Unu asiri mụ kwuo ya (ah ah) Kola
Sho mụ gba nkiti (ah ah)
Imewekwe nuta onye dị nma Boy (nuta onye di nma)
Ikorobia nuta onye dị nma
(nuta onye dị nma)
Ada Eze bukwa nwa dị nma
(Ọ bukwa nwa dị nma)
Adaku bukwa nwa dị mma
(ifuru nwa dị nma)
Ifunanya bukwa nwa di nma (otua)
(obukwa nwa di nma)
Njideka bukwa nwa di nma (ijee)
(ifuru nwa di nma)
Odogwu nuta nwa di nma (ijee)
(nuta nwa di nma)
Aboy nuta nwa di nma
(nuta nwa the nma)
Ifugo n'nwa bukwa eshi (ah ah)
Nwa di nu oyi (ah ah)
Kiribenu nwa bukwa eshi (ah ah)
O di nu oyi (ah ah)
Nwatakiri new chassis
(eh eh new chassis eh)
Nwa bu nu new chassis
(eh eh new chassis eh)
Enenebe ukwu iga egbu ewu
Morning mass ina eju eju (otua)
Oburu n'ima ima mma bunu balance diet imana o gi nwa bu usoewku (imakwa)
Iburu tap nga echu echu (otua)
Ka anyi tuo sway guo egwu
Ama m n'uzo Onitsha adiro ofele ma n' n biawa bee unu nga ebu egwu
Nwa n furu n'eke Awka, o na erelu nne ya mmanu (ah ah)
Afa gi owu nnini, osim no Adanma (ah ah)
Nwa n'imaka nma
Adanma n'imaka mma (ah ah)
Kedu ife oya eri oh
Ka isorom na ba Nkanu (ah ah)
Obodo kiri be nu ife di nma erugo m aka
Ora obodo kiri be nu ife di nma erugo m aka (iyoo)
O mu kwuo ya (ah ah) odia
Sho mu gba nkiti (ah ah)
Unu asiri mu kwuo ya (ah ah)
Sho mu gba nkiti (ah ah)
Imewekwe nuta onye di nma (nuta onye di nma)
Ikorobia nuta onye di nma
(nuta onye di nma)
Ada Eze bukwa nwa di nma
(o bukwa nwa di mma)
Adaku bukwa nwa di nma
(ifuru nwa di nma)
Ifugo n'nwa bukwa eshi (ah ah)
Nwa di nu oyi (ah ah)
Kiribenu nwa bukwa eshi (ah ah)
O di nu oyi (ah ah)
Natakiri new chassis
(eh eh new chassis eh)
Nwa bu nu new chassis
(eh eh new chassis eh)
Igbo gbazuo kwenu (kpowai)
Umunna n'echenu (kpowai)
Nwata dika afia nu I swear to God ozuu n'eke nu (kpowai)
Umunna gbazuo kwenu (kpowai)
Umu guys ekogo (kpowai)
Nwa dika afia nu I swear to God ozuu n'eke nu (kpowai)
Make onye obuna give way
Nwa di sharp take away
Nwa bu jamb si dewe
And ukwu ya dika igba si tewe
Asim onye obuna give way
Nwa di sharp take away
Nwa bu jamb si dewe
And ukwu ya bukwa igba si tewe
Iyooo o oh
Iyooo oh
Iyoooo oh
Imewekwe mete onye di nma
Iyooo o oh
Iyooo oh
Iyoooo oh
Imewekwe mete onye di nma
Chioma bukwa nwa di nma
Imewekwe mete onye di nma
Ijeoma bukwa nwa di nma
Imewekwe mete onye di nma
Nkolika bukwa nwa di nma
Imewekwe mete onye di nma
Ugogbe Eze bukwa nwa di nma
Imewekwe mete onye di nma
Chi nwa bukwa nwa di nma
Imewekwe mete onye di nma
Chimamanda bukwa nwa di nma
Imewekwe mete onye di nma
Written by: Chigbo Abuchi Anthony, Nwodo Victor Chinonso, Okafor Chukwujekwu Sunday
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...