Şarkı sözleri

Oh oh oh Oh oh oh oh oh oh I have a testimony Chukwu nna ekporo nkata Kponye mu Ngozi That is why they are calling me Agba-ego nkiti Agba-ego nkiti Nwa chi emere 1 (Verse 1: Before na ejim okpa añu tea Mana jesu emego'm mburu ejii Muna chukwu ama nse okwu Ka psquare ya na may D Kitaa mna añuzi olive oil B4 okwa Pammy Chukwu ewerego nkata kponye mu Ngozi Kpoo mu M.G Na. so. Ife gi na aso mu ka sugar Nwoke nwere muscle dikwa super I de chop ovaltin b4 cooker Nwanne kenebe odum ebojudah I be like Onye n'amaro gi biara Holiday mana imarakwa ya Nwanne goribe akpiri kpoo Nku nwanne ñunite Taaa... (Verse 2: I have a testimony chukwu agozigom People way no sabi me be 4 Are claiming they might know me Fa-amaro na mu adi emezi ihe Ghana must go Shella Kam ji ebu d money Fa na agba Kari Kari Kari Ka-alika anyi achoro inu Na agwo no n'akirika Mana chukwu cheta gi Nwanne ude gi ga-na Ede From Africa to America Like bobo u go de shakiti Maka ije uwa di cuzzy di apiti Nwoke N'ife Onye mere ike ya onaa So nwanne mu gba nkiti ife Nwoke nafu b4 oburoga from Morning till night mmadu Na adoga nwanne Onye Ejiro ego ona-ata bugger B4 ekwensu di de do me 30 Kitaa mna emezi ya 40 Motor mna Anya digodi sharp Nwanne odiro faulty Nwoke di fresh Ka azu ndu nwanne abum Boti abum follow come Tear rubber Ndi ozo Gbara oti We go de jolly from January For killers fever munwa na añu Garri adigo mu too busy Ndi Ozo ana-akwughari Nwoke Juru eju ka ujunwa: she's unmarry Onye n'amaro gi biara holiday Mana imarakwa ya nwanne goribe Akpiri kpoo nku nwanne ñunite
Writer(s): Jamal Bluitt Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out