音乐视频

音乐视频

制作

出演艺人
DennyB
DennyB
表演者
作曲和作词
Robert Lawani
Robert Lawani
词曲作者

歌词

[Verse 1]
(Duka Duka)
(Uda egbe ndi naso)
(Duka Duka)
(Eduke)
(Du-du-du-Duka Duka)
(Uda egbe ndi naso)
[Verse 2]
Okwa isi na aza but sure aza (O ife Igwa mu oo)
Nwere kpotara gi a sure loader (Clean job)
Ego ba na aza ichoba iform a sharp shooter
Nsogbu juru oyi na mpe mpe e je buru ya sinye na gas cooker
(Uda egbe ndi naso)
[Verse 3]
Bia nwokem biko kwuo ya na btc
Ka ichoro ikwuya na RIP
Maka nga achupado TID
Ekwensu ga enye gi vip taa
Ngwa kwa gi erina ego
Kita ina agwa m na igiro ego
Ten percent m ka iji egwuri egwu
Biko ewena iwe kam juo gi
[Verse 4]
Icho anyi gba egbe? (Icho Inu uda ya?)
Icho anyi gba egbe? (Nwa nku na ebe ebe oh)
Icho anyi gba egbe? (Adirom egwuri egwu na oru)
Icho anyi gba egbe? (Iga afu ka osi adi)
Icho anyi gba egbe?
(Duka Duka)
[Verse 5]
Bia aza man, I no wan hear story
Ka oreflectia na aza ozugbo
As e dey hot (Ichoro inu uda ya?)
[Verse 6]
Icho anyi gba egbe? (Nga elekwe gi oku nsiegbe ifu ka osi adi)
Icho anyi gba egbe? (Nwa nku bia na ebe15 osisor adiro ya ooh)
Icho anyi gba egbe? (Adirom egwuri egwuna oru afrodim iru gi na iru oru)
Icho anyi gba egbe? (Icho ifu ka osi naa udo anyiga enwe na mpe mpe)
Icho anyi gba egbe?
(Duka Duka)
[Verse 7]
(Duka Duka)
[Verse 8]
Isi na aza but sure aza
Mana kita keduzi ife na eme?
Ah ah
(Extraordinare)
Written by: Robert Lawani
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...