制作
出演艺人
Ifex G
表演者
作曲和作词
Ifex G
作曲
制作和工程
Sooflashy
制作人
Notimix
制作人
歌词
[Intro]
It's So Flashy
[PreChorus]
Keezi ife m ga-achọlụ my mama
Keezi ife m ga-achọlụ my mama, ma ọ bụ na m ebulu okpo bata
Fa achọrọ ka a fụ anyị na cinema (Chaa chaa)
Tụpado ọlụ bute the money, nwanne, gbanyelụ fa cinema
Ka Benz na-agba na kolota
[Chorus]
Vooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
[Verse 1]
I just wanna live life lavish
Coulda died with Dagrin
Doing well, I establish
What I have for my dreams
I was born with this madness
Arụ m na-agbakasị m
Ọ fọrọ kaa n'ime wallet m
Ọ nweezi ife a na-akọ na-aba m na ntị
M na-apịasu ma manest m
And anọzi m na Maddison m
I move like Richarlison
Eyes on the gold, hustle na for Everton
(Atana afụfụ)
I want joy na akụnaụba
Nwa, ị fụtugo ebe asịlị asị na Kuluma
[Verse 2]
Adịị m afụ ndị mmadụ, oo?
Ị fụ mụ na ndị mmadụ, zoo
Adịị m eri ego mmadụ, no
You better don't joke with my own money though
Chasing money every day and night
Ihe nke a ọ wụ nụ rice?
Nwanne, mkparị gats be minimize
Ife na-adịị e weta ego, nwanne, get behind
Anya abanị chasing milli
O mechaa bakwa na billi, ọ ma ndị bad
M ga-eso nyaa Lamborghini
Golụ mansion na Lasgidi, waalụ ndị yard
Yo
Nwanne obi adịrọọ m mma
Ndị chọọ make I fall, isi adịrọọ fa mma
Kedụ ebe m ga-ebu mma, na abụrọọ n'ọwa
Melụ m ji kwechiri na mụ amaa nnakpu ụla
[Chorus]
Vooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
[Verse 3]
Achụtago m the money, my Benz na-agbazi na kolota
My coach n'Onitsha gwaa m na, onye gbaa ball, ọ lachaa oroma
A bịalọọ igwu egwu, adịrọọ atụ swell n'enu flyover
M na-achụpado the paper, Awada to Obosi down to Ọmọba
My CLA vooooom
My AK boooom
Mụ na gị anọọ n'ofu group
But asa gị in my room
Money minded
More Benjamins to the man dem
Fried egg dị na my daily bread
Chukwu na-edu m, jee jụkwaa ese
[Verse 4]
Okay, abụ m the best
**** call me Sam Ọkparaji, cause I'mma die balling
Eyes on the bag, ka ife dị n'ime akpa m abụ sọ mkpụrụanya somebody
Show me respect, tell 'em when I'm rapping, they should just listen and say nothing
Maka they know nothing
Mehn, they can never see me, like a ghost coming
Nwanne, ọ ga-abụ dị alụ na dollar ju akpa my konkosa
Ma Benz na-agba na kolota, ka ndị asịlị na-aju m ma m pịala omila
Udị ego Obi Cubana, E-Money, na Jowizaza fa
Dangote, Dantata
Ka obodo niine na-enwe aṅụlị ma m bata
[Chorus]
Vooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Chụpado the money, ka Benz na-agba na kolota
Voooom
Written by: Ifex G

