制作
出演艺人
Hugo P
表演者
Aguero banks
表演者
作曲和作词
Hugo P
作曲
Aguero banks
作曲
制作和工程
Enaps
制作人
Enaps Empire
制作人
歌词
[Verse 1]
Everyday I'm fighting for my life, na-ezelụ ọdịda
Always been a loner all my life, na-ezelụ ọnụma
Ọ kwa ebe anyị pasa na-agba afịa n'ilu yard Ọsụma
Ka anyị nụụ na e buluu Target, eke buluu ya n'Ofuma
Obi lewaa m ka Dolski, Dolski bi na 32
Sọnsọ mgbe m na-ata atụ bụ mgbe a na-afụ my 32
Ọ bụlụ ihe ego, ị sị m bịa by 3:00, ị ga-afụ m by after 2:00
I got a bag, I took the first flight ruo ABJ, jee see tattoo
[Bridge]
Abụ m ezigbote onye olewaa, abobi, pay me
Maka ị gbalịa ihe ị ga-afụ bụ ọbala, no dey whine me
[Chorus]
Ego bụlụ topic, anyị akpa (Eyes on the bag all day, all night)
And ị kọta akụkọ love, mụnwa awaa (I just wanna see mama dey alright)
Maka men pasa na-esewa (Afịa m ji n'aka ka fọlụ one tie)
Eke bulu bata, anyị awaa (Afịa m ji n'aka ka fọlụ one tie)
[Verse 2]
Ndị eke tụọ, my men awaa
Nnwa gị kpuyee, my men abaa
Kponye ogbe gị, your men achaa
No cap, o nwee onye chọọ ịmawa aka?
Reminiscing, mgbe m na-enwelọọ nni na my kitchen
Mgbe owuite na-akụkpọ m ka panelbeating
But now, me and my guys are leading, woah
Abobi see, n'ime ogbe men na-eke akpọ for free
To make it out bụ based on believe
I'm running, I'm running, I'm chasing my dreams
Shawty is in love with me, but I'm in love with the bag, so how e go be?
24/7 anyị na-apịacha ọlụ n'ogbe, only cash out fit make me happy
The struggle dị real
Don’t let it get over you
Mụ na my dawgs on the loose, we going for hunt, and this is the life we choose
Nnwa, you know how it goes, when you're winning some people will envy you
Me and my hustle for life, and no dull moment, enwelọọdị m efe juu
[Chorus]
Ego bụlụ topic, anyị akpa (Eyes on the bag all day, all night)
And ị kọta akụkọ love, mụnwa awaa (I just wanna see mama dey alright)
Maka men pasa na-esewa (Afịa m ji n'aka ka fọlụ one tie)
Eke bulu bata, anyị awaa (Afịa m ji n'aka ka fọlụ one tie)
Written by: Aguero Banks, Hugo P