album cover
Format
9,635
Hip-Hop/Rap
Format 由 Richplug Music/Star Makers Distribution 于 2023年5月3日 发行,作为专辑“Thug N***a Life - EP”的一部分。
album cover
发行日期2023年5月3日
唱片公司Richplug Music/Star Makers Distribution
语言English
旋律性
不插电
Valence
舞蹈性
能量
BPM71

歌词

Sure Plug
A na-eme ebele? Mma Ebele anwụgo
And ị sị na i nwee format, ọ kwa ọlụ gị akụgo?
I dey play, I dey show and your team afụgo
Egbugo m actor, ngwa nawazie yard, film agwụgo
A na-eme ebele? Mma Ebele anwụgo
And ị sị na i nwee format, ọ kwa ọlụ gị akụgo?
I dey play, I dey show and your team afụgo
Egbugo m actor, ngwa nawazie yard, film agwụgo
Yo, OG sị m beast up
Hapụ akụkọ, nnwa, leave talk
Cos, okwu baa na money matter, ị fụ the reason eji akpọ m Richplug
Adị m active, mana sọ ihe m na-akpa bụ biz talk
I told my hood put in work, in due time, we go see top
All my men dịcha wuu (All my men dịcha kajad)
Anyị adaa eme ihe rules (Always on my majar)
Ọ bụụ na mmadụ bụ Chukwu (Ha ka ịkpụgo m isi mala)
But enwelọdịị m days off (I'm always going harder)
N'Ogbe?
Ị ka pasakwa n'Ogbe?
A ga-agba gị ọjị n'Ogbe
Ha ga-elesị gị akpọ n'Ogbe, n'Ogbe
N'Ogbe?
Ị ka pasakwa n'Ogbe?
A ga-agba gị ọjị n'Ogbe
Ha ga-elesị gị akpọ n'Ogbe, n'Ogbe
Yo, I told them that the first time ama mbụnwu the last time
Cos I'm gonna pay back in full, abụrọọ m a nice guy
Adị m straight forward, ị ma mfụnwu eze mmụọ na bow tie
My own na to hustle and to pray to God make I no die
I got paid in full, I got men on cheque
My tongue paint in blue, akpọfego m tey tey
I got paid in full, I got men on cheque
Ihe ọbụna wetelụ ego bụ ọlụ, nye m ego jide respect
A na-eme ebele? Mma Ebele anwụgo
And ị sị na i nwee format, ọ kwa ọlụ gị akụgo?
I dey play, I dey show and your team afụgo
Egbugo m actor, ngwa nawazie yard, film agwụgo
A na-eme ebele? Mma Ebele anwụgo
And ị sị na i nwee format, ọ kwa ọlụ gị akụgo?
I dey play, I dey show and your team afụgo
Egbugo m actor, ngwa nawazie yard, film agwụgo
N'Ogbe?
Ị ka pasakwa n'Ogbe?
A ga-agba gị ọjị n'Ogbe
Ha ga-elesị gị akpọ n'Ogbe, n'Ogbe
N'Ogbe?
Ị ka pasakwa n'Ogbe?
A ga-agba gị ọjị n'Ogbe
Ha ga-elesị gị akpọ n'Ogbe, n'Ogbe
Written by: Iwunor Anslem Chibuzor
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...