制作

出演艺人
Kolaboy
Kolaboy
表演者
作曲和作词
Chinonso Nwodo
Chinonso Nwodo
词曲作者

歌词

[Intro]
Ọdịa
Kola Boy
[Verse 1]
Ị malụgo okwu ego ya ka anyị na-ekwu, Chukwu? (Money matter)
Okwu ego ka anyị na-ekwulu Chukwu, eeyi
Odudukodu bụ mmụọ na-eme amala, ị malụgokwa egwu, ude eeyi?
Odenjinji bụ mmọnwụ eeyi
Okwu ego ka anyị na-ekwu Chukwu, eeyi
Okwu ego ka anyị na-ebelụ alịlị
Ị malụgo onye ji ego na-eme ife sọlụ ya, Chukwu ee, n'udo
Odee Giligili mmụọ n'Abịa
[Chorus]
Ọ kwa Gị si n'ikpo afịfịa wee bunie nwa ogbenye enu n'enu ụwa a, eeyii (Mee ya eze)
Chukwu Okike, daalụ na ife I melụ amaka mma, ị malụgokwa egwu ude eeyi? (Mee ya eze)
Mee ya eze (Otu a ka ọ dị)
Mee ya eze (Ije, ije)
Mee ya eze
Mee ya eze (Seh)
Mee ya eze, eh-eh-eh (Ọdịa)
[Verse 2]
Seh, Chukwu Okike Abịama (Daddy), sọ Gị ka anyị na-ayọ (Tatawu)
O nwee ndị ji ngajị eri, sọọsọ aka ka anyị na-akwọ
No be today, men don tey
Eree m mọị mọị
Na relief market ọgbọ shoe, eree m kọị kọị
Nri ụtụtụ bụ akara na Limca
Ọọ mụ bụ pan, owuite bụ tinker
Ụgụlụ na-eme nwoke ka winter
Ị chọrọ ịpụ iro, akpa gị asị mba
So Chukwu, biko meenụ bazaar
See my mates arụgo ụnọ asaa
M na-echenụ ka I rutezie my side
Dịka shoe, ọọ Gị nwee my size, my size
Chukwu Okike
Achọọ m chaa, akpa m dị white dịka afụọnụ Ngige, afụọnụ Ngige
Biko, were ngọzi gbaa m ogige, gbaa m ogige
Ka m soro ibe m rachaa, otego m chebee, otego m chebee
[Chorus]
Mee ya eze
Chukwu Okike, daalụ na ife I melụ amaka mma, ị malụgokwa egwu ude eeyi? (Mee ya eze)
Mee ya eze (Otu a ka ọ dị)
Mee ya eze (Ije, ije)
Mee ya eze (Seh seh)
Mee ya eze
Mee ya eze, eh-eh-eh
[Verse 3]
Seh, Chukwu Nna, biko gbadata
Ị ma na ụwa bụ onye ọ dị n'aka
Ị tụọ na villa, i buru ike nata, ụmụnna gị ekwewe gị n'aka
Ọ bụụ na i jiro shịshị nata
Ha ama ntinye afa gị na nkata
Emewene meeting, i tinye ọnụ there, afụnyụọ gị ka ị bụ mpanaka
So, Chukwu, anyị na-ayọ (Na-ayọ)
Ọfọ ka anyị na-agọ (Na-agọ)
Anyị rụọ n'anwụ, ka anyị rie na ndo, ya bụ ihe anyị na-ayọ
Maka na ụkwa ruo oge ya, ọ daa
Ụdara ruo oge ya, ọ chaa
Ọ kwa n'ofu ntabianya ka nnwa boy ji a-turn to ọga, to ọga (Seh)
[Bridge]
Okwu ego ka anyị na-ekwu Chukwu, eeyi
Okwu ego ka anyị na-ebelụ alịlị
Ị malụgo onye ji ego na-eme ife sọlụ ya, Chukwu ee, n'udo
Odee Giligili mmụọ n'Abịa
[Chorus]
Ọ kwa Gị si n'ikpo afịfịa wee bunie nwa ogbenye enu n'enu ụwa a, eeyii (Mee ya eze)
Chukwu Okike, daalụ na ife I melụ amaka mma, ị malụgokwa egwu ude eeyi? (Mee ya eze)
Mee ya eze (Otu a ka ọ dị)
Mee ya eze
Chukwu Okike, daalụ na ife I melụ amaka mma, ị malụgokwa egwu ude eeyi? (Mee ya eze)
Mee ya eze, eh-eh-eh
Mee ya eze
It's El Tunes
Written by: Chinonso Nwodo
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...