歌词
[Intro]
Kee ihe na-eme?
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Zigi, rah
Yeah
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
[Chorus]
Life is unfair, ije life ọ dị nfe, answer, "no" ọ ga-ejide gị isi chiyalịa
Amụọ nwoke, ọbụlụ nwoke, amụọ nwaanyiị, ọchọta nwoke, bụlụnụ ibu bunye nwoke meyalịa
Ị na-ekuni 6:30
M na-anakpu 6:30
Different strokes, different folks
Ka ọlụ na-abanye buụ the koko
[Verse 1]
Onye ka na-acho nwa ọ na-alalụ ụla with pyjamas?
Life na race, even gun nwechaa runners
Aguyee ụzọ, sị guyee ọlụ
Closed mouth, closed destiny, sayepụ ọnụ
Mepee ọnụ
Success is war, adịị a-serve ya la carte
Something must give, I don condemn my heart
My girl is mad, ọkwa ojee gụọ my chat
M sị ya, "I'm done with games, nwa, ka anyị mee restart
[PreChorus]

[Verse 2]

[Verse 3]
The prophecy, obligation, a na-eche mụ to fulfil it
No gimmick if I say it, then I mean it
Ha nwee the nerve na-agba mbọ in vain to conceal it
Arise and shine, your light has come
Kụọ na ọọ your turn, your turn
If you can imagine it, you can be it, no limit
Offer valid while stock last
Here for now, just for now, but gone in a minute
[Outro]
Oooh-ooh
Eh-ehhh
Life is unfair, ije life ọ dị nfe, answer, "no" ọ ga-ejide gị isi chiyalịa
Amụọ nwoke, ọbụlụ nwoke, amụọ nwaanyiị, ọchọta nwoke, bụlụnụ ibu bunye nwoke meyalịa
Written by: Ayadinuno Okechukwu